Ihe mere eji ere nsi akpị n’ahịa ugbua
Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.
Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.
Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.
Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru nde kwuru…