Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n’ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.
Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.
Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.
Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru nde kwuru nde dọla.
Ha sị na ọ na-ara ahụ maka na otu akpị nwere nsi dịka miligram abụọ.
Leave a Reply