Onyeisiala Tinubu Eguzobela Kọmitii Ga-Edozigharị Ụlọ Mmepụta Igwe Ajaokuta
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu, akwadola ka e hiwe kọmitii ndị minista mmadụ ise n'ime gọọmentị ya ka ha malite ịrụgharị ụlọ ọrụ mmepụta igwe dị n'Ajaokuta n'usoro n'usoro.
Mịnịsta na-ahụ maka mmepe igwe, Shuaibu Audu mere ka a…