Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Mgbochi Ọrịa na Mgbochi Ọrịa Naijirịa (NCDC) na-ekwu na mba ahụ ka na-aga n'ihu na ọrịa afọ ọsisa.
Dịka NCDC siri kwuo, site na webụsaịtị ha kwuru na, ngụkọta mmadụ 41,336 a na-enyo enyo na ha nwere ọrịa diphtheria…
Onye isi nchịkwa (MD) nke News Agency of Nigeria (NAN), Malam Ali Muhammad Ali, agbaala ndị Naijiria ume ka ha zụlite àgwà nke ịga maka nyocha ahụike mgbe niile iji hụ na azịza ngwa ngwa maka nsogbu ahụike.
Ntọala aha ya bụ "Hassy's…
Ọkwụru bụ mkpụrụubi bara oke ụrụ, eji ya esi nrị, ọ na enyere kụ aka n’ihe gbasara ahụike.
Ebe ana a hụkaba ọkwụrụ bụ na ọdịda anyanwụ Afrịka.
N’edemede a , anyị ga-elebanye anya n’ụrụ ahụike ọkwụrụ bara.
Ị banye ahịa ndị dị na…
Abali ano nke onwa Febụwarị bụ ụbọchị eji echeta ndị ọrịa Kansa n’uwa niile.Kansa egbuola ọtụtụ mmadụ na Naịjirịa na ụwa niile .
Ụfọdụ ndị na-arịa Kansa na Naịjirịa gwara ndi ntaakuko obi ha, ha kwuru na ego ole ana-ere ọgwụ Kansa arịala…
Dị ka data ọhụrụ sitere na National Committee on the Nlected Tropical Diseases of the Nigerian Medical Association si kwuo, ihe dị ka pasentị asato na uma ato nke ọrịa ekpenta ọhụrụ bụ ụmụaka na-erubeghị afọ iri na ise.
N'agbanyeghi na…
Ụlọ ọgwụ nkuzi mahadum Ekiti State University, Ado-Ekiti, ndị dọkịta na ndị ọrụ ahụike, n'ụbọchị Tuzdee, kwụsịtụrụ ọrụ bidoro n'ụbọchị Mọnde, abalị iri na ise n'ọnwa Jenụwarị.
A kọrọ na ihe a mere bụ iji mee mkpesa banyere mwakpo a kọrọ…