Ụfọdụ agha nwereonwe ndị Igbo lụrụ megide ndị ọcha mgbe gboo
Site na mgbe mgbo, ndị Igbo bụ ndị a ma ama na-agbasi mbọ ike n'ụzọ dị iche iche gụnyere azụmaahịa, ọrụ ugbo na ihe ndị ọzọ.
Nke a mere ka ha bụrụ ndị nwere oke mmasị n'ịkwụrụ onwe ha na-adabereghi na onye ọbụla.
N'ihi ya, ọtụtụ ndị…