Onye Na-Azọ Ọkwa Onyeisiala Akpọọla Oku Itinye Aka Na Ndọrọ Ndọrọ
Onye ji ọkọlọtọ Accord paati azọ ọkwa Onyeisiala bụ Ọkammụta Christopher Imumolen kwuru na ndị ntorobịa Naijiria kwesịrị ime ihe a tụrụ anya ya wee họrọ ndị ntorobịa nwere ntụkwasị obi na ndị tozuru oke ga-achị obodo.
Ọkammụta Imumolen …