Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Mba ụwa

Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga n’ụlọikpe

Ụlọikpe Ukwu dị n'Umụahịa, Abia steeti ehighaarịela banyere nnwụchi a nwuchiri Nnamdi Kanu na mba Kenya nke ndị ọkaiwu ya gbara gọọmentị Naijiria gaa abalị iri abuo na asaa ọnwa Eprel afọ 2022. Nkea bụ dịka akwụkwọ ozi Aloy Ejimakọr

Gịnị ka Russia chọrọ?

Russia chọrọ ihe dị agba abụọ. Agba nke mbụ gụnyere Na Ukraine agaghị enwe mmekọ jikọrọ ha na mba ndị ọzọ (ha ga-akwụrụ onwe ha), ma jirikwa ọnụ ha kwuputa na ha enweghizi mmasị isonye otu Nato. Onyeisiala Volodymyr Zelensky nke

Novak Djokovic apụọla mba Australia

Mịnịsta na-ahụ maka nbata na ọpụpụ na mba Australia bụ Alex Hawke ekwuola na ọpịa Tenịsị mba ụwa bụ Novak Djokovic apụola mba ahụ ugbua. N'ozi ya o dere "A nabatara m mkpebi ụlọikpe 'Federal Court' nke mba Australia". Hawke ji ikike