Browsing Category
Mba ụwa
Ihe di na nwunye nwere ike ime iji mụta nwa nwoke
Ị mụta nwa nwoke n'ezinụlọ dị oke mkpa n'ala Igbo.
Igbo kwenyere na ama ọbụla na-amụtaghị nwa nwoka ga-echi.
Ya mere ha jị agụ nwoke aha dịka Obiechina, Amaechina na ndị ọzọ.
Ọtụtụ ezinaụlo akụsaala maka amụghị nwa nwoke.
Ya…
Ifeanyi Alumona bụ onyeisi ojii mbụ ritere ntụrụugo AFS
Ifeanyị Alumona bụ onyeisiojii mbụ ritere ntụrụugo nke AFS Award for Young Global Citizens.
Alumona bụ onye Afrika mbụ ritere nke a kamgbe afọ 1914.
Alụmona onye Enugwu steeti nke dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naijirịa kwuru na ọ bụ…
Onye ndu ikpeazu Soviet Union Mikhail Gorbachev alaala mmụọ
Mikhail Gorbachev, onye ndu Soviet Union ikpeazu alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ iri itolu na otu.
Gorbachev, bụ onye biri agha uche Soviet Union na mba ndị si Ọdịda Anyanwu Yurop buru onwe ha ọtụtụ afọ .
Gorbachev weghara ọchịchị n'afọ…
Elon Musk ọ kwadoro Peter Obi? Lee nke bụ eziokwu
Ihe onyonyo na-efegharị na soshal midia ọkachasị na mpaghara West Afrịka na-egosi ebe Elon Musk bụ onyeisi ụlọọrụ SpaceX na Tesla Motors kwadoro Peter Obi ji ọkọlọtọ Labour Pati azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka afọ 2023.
O…
Onye ndu Naijiria akasiela mba Pakistan obi maka ide mmiri wakpuru ha
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ezipula ozi nkasi obi nye mba Pakistan,dika oke ide mmiri wakpuru mba ahụ.
Oke ide mmiri a ekpochapụla ọtụtụ ebe obibi,metuta nde mmadu iri atọ ma gbuo otu puku mmadu.
Ide mmiria ekpochapụlakwa ọtụtụ…
Ihe mere eji ere nsi akpị n’ahịa ugbua
Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.
Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.
Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.
Otu nta nsi akpị dị ezigbo ọnụ ruru nde kwuru…
Kambosos ga-alụso Haney ọgụ nke ugboro abuo n’October
George Kambosos ga-enwe ohere ịbọ ọbọ megide onye mmeri dị fechaa na-enweghị mgbagha, Devin Haney na mgbake October na Melbourne. Kambosos kwuputara rematch n'oge Mgbakọ Mgbasa Ozi na Melbourne Park. American Haney, 23, meriri na mkpebi otu…
Onyeisiala chọrọ ka Naijiria na India kwalite mmekọrịta dị ogologo
Onyeisiala Muhammadu Buhari anabatala Mịnịsta na-ahụ maka mpụ na ndị omeiwu India n'ụlọụka steeti dị n'Abuja. Ọ gbadara n'okporo ụzọ ncheta na ọzụzụ otu afọ ya na mba ahụ dị ka onye ọrụ agha.…
Oke mmiri ozuzo chụpụrụ ọtụtụ narị na New Zealand.
Oke mmiri ozuzo chụpụrụ ọtụtụ narị na New Zealand.
Gịnị dị n’ime akwụkwọ Salman Rushdie dere na-ese okwu?
Salman Rushdie, onye dere akwụkwọ ‘Satanic Verses’ nke nọbụ n’ọnọdụ ọ-dị-ndụ-ọnwụ-ka-mma ekwuwela okwu, ebe dịka ndị dọkịta wepụrụla igwe e ji eku ume akwụnyere ya kemgbe a wakporo ya ụbọchị Fraide..
Nwoke a kpọrọ Hadi Matar Rushie ebe…