Browsing Category
Mba ụwa
Onye isi ala Buhari kelere onye ndu China Jinping
Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere onye isi ala China Xi Jinping na ntuliaka mere eme nke ugboro atọ dịka onye isi otu Communist Party nke China.…
Onye Praịm Mịnịsta mba Briten agbaala arụkwaghị m
Praịm Mịnịsta ọhụrụ mba United Kingdom bụ Liz Truss, arịtuola n'ọkwa ọchịchị.
Truss nọrọ naanị abalị iri anọ na ise n'ọkwa ọchịchị tupu ọ gbaa arụkwaghịm.
Nke a mere ya Praịm Mịnịsta ọchịchị ya kacha dị nta na UK.
"Achọpụtala m na…
Egbuola mmadụ iri na otu ebe a na-azụ ndị agha ọhụrụ mba Rọshịa
Egbuola mmadụ iri na otu n'ogige a na-azụ ndị batara ọhụrụ dịka ndị agha mba Rọshịa na mpaghara Belgrood n'ụbọchị satọde.
Ọ bụ n'ogige a na-akuziri ndịa etu esi agba egbe ka mmadụ abụọ wakporo ebe ahụ.
Ndị a emechara gbuo oge mwakpo a…
Nkwekọrịta mbupụ ọka: Russia rịọrọ UN maka mmejuputa ya.
Nkwekọrịta mbupụ ọka: Russia rịọrọ UN maka mmejuputa ya.
Ndị ọrụ gọọmentị Russia dọrọ aka ná ntị banyere Agha Ụwa nke Atọ
Ndị ọrụ gọọmentị Russia dọrọ aka ná ntị banyere Agha Ụwa nke Atọ
Nsogbu ndị na-akwaga mba ọzọ: US ewepụtala enyemaka $240 nde maka Latin America.
Nsogbu ndị na-akwaga mba ọzọ: US ewepụtala enyemaka $240 nde maka Latin America.
Emume ncheta mba abụọ nwere onwe ha dakọrọ n’abalị mbụ nke ọnwa Ọktọba.
Emume ncheta mba abụọ nwere onwe ha dakọrọ n'abalị mbụ nke ọnwa Ọktọba.
Ndị agha nchekwa Iran na ndị na-eme ngagharị iwe na-alụ ọgụ maka ọnwụ Amini.
Ndị agha nchekwa Iran na ndị na-eme ngagharị iwe na-alụ ọgụ maka ọnwụ Amini..
Ndị isi ụwa katọrọ mwakpo Russia wakporo Ukraine.
Ndị isi ụwa katọrọ mwakpo Russia wakporo Ukraine.