Browsing Category
Omenala
Ndị Amerịka abụọ nwere agba si chọpụta na agbụrụ ha bụ Igbo.
Ndị Amerịka abụọ nwere agba si chọpụta na agbụrụ ha bụ Igbo.
Osote Gọvanọ Adamawa steeti akatọọ ịkwakọrọ ụlọ nkwakọba ihe
Osote aka na-achị Adamawa steeti bụ Prof. Kaletapwa Farauta, akatọọla nkwakọba ụlọ nkwakọba ihe ụbọchị ụka gụnyere nke National Emergency Management Agency (NEMA) site n'aka ndị ọ kpọrọ hoodlum n'isi obodo steeti bụ Yola.
Ndị a kwakọọrọ…
Simon Ekpa soro anyị mee ‘sit at home’ – Hope Uzodimma.
Simon Ekpa soro anyị mee ‘sit at home’ – Hope Uzodimma.
Ndị kọmishọna 23 maka nyocha na Steeti Adamawa.
Ndị kọmishọna 23 maka nyocha na Steeti Adamawa.
Ụfọdụ omenala na-akpagbu ụmụnwaanyị isimkpe.
Ụfọdụ omenala na-akpagbu ụmụnwaanyị isimkpe.
Gọọmentị Tanzania nyere iwu ka ọ kwụọ ụlọ ọrụ Australia ihe karịrị nde $100
Ụlọ ọrụ International Center for Settlement of Investment Disputes, ICSID enyela iwu ka gọọmentị Tanzania kwụọ ihe karịrị nde $109 nye otu ụlọ ọrụ nke Australian miner Indiana Resources Ltd.
Ụgwọ ahụ bụ nkwụghachi ụgwọ maka mwepu nke afo…
Onye isi NDLEA steeti Kwara na-arịọ nkwado nke ndi eze ọdịnala
Onye ọchịagha steeti Kwara ọhụrụ nke National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA), Maazị Muhammed Ibrahim, arịọla nkwado nke ụlọ ọrụ ọdịnala iji kwụsị ọgwụ ọjọọ na steeti ahụ.
O mere arịrịọ a mgbe ọ gara leta Emir nke Ilorin, Alhaji…
Mmadụ ise n’ime ndị Naịjirịa gara ekpere Hajj na mba Saudi Arabia alaala mmụọ
Ngalaba na-achịkọta njem ekpere nke ndị okpukperechi Islam na-aga na mba Saudi Arabia, a na-akpọ Hajj, ekwupụtala na mmadụ ise n'ime ụmụ Naịjirịa mere njem ahụ n'afọ a, anwụọla na Saudi Arabia.
Onyisi ngalaba 'National Hajj Commission' bke…
Mbanye 2023: JAMB Ga-eme Ọgbakọ Atụmatụ N’oge Adịghị Anya
Joint Admissions and Matriculation Board JAMB ewepụtala abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Juun maka nzụkọ atumatu 2023 maka nnabata na ụlọ akwụkwọ dị elu.
Ndị ụlọ ọrụ ahụ kwupụtara nke a n'akwụkwọ akụkọ ha kwa izu nke ọnụ na-ekwuchitere ha…
DG Akwadola Iguzobe Ngalaba Omenala Afrika na Mahadum Dutch
Ụlọ orụ National Council for Arts and Culture kwusiri ike na ọ dị mkpa ka e guzobe ụlọ ọrụ ọmụmụ ihe n'Africa maka nka na omenala dịka mmekọrịta dị n'etiti mba na nke akụ na ụba dị n'etiti Nigeria na Netherlands na-esiwanye ike.
Onye isi…