Browsing Category
Omenala
Onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ebonyi kwere nkwa ịkwụsị ọgbaghara di n’obodo ma weghachi udo.
Onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ebonyi kwere nkwa ịkwụsị ọgbaghara di n’obodo ma weghachi udo.
Onye na-azọ ọkwa gọvanọ n'okpuru pati People's Democratic Party PDP bụ Dọkịnta Ifeanyi Chukwuma Odii, ekwupụtala uche ya maka ọgbaghara dị!-->!-->!-->…
Gọọmenti Naijiria kwubiri atụmatụ maka mmemme ibinye ego.
Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara ọdịmma mmadụ, njikwa ọdachi na mmepe mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Sadiya Umar Farouq kwuru na ihe a na-esote bụ nyocha ikpeazụ nke ndị na-achọ akwụkwọ na agba nke mbu ,bụ ndị tozuru oke wee họrọ ka ha!-->!-->!-->!-->!-->…
FEC kwadoro ijeri naira 36.1 maka okporo ụzọ Keffi-Nasarawa-Toto.
Ụlọ ọrụ Federal Executive Council akwadola ijeri naira 36.1 maka mmezigharị okporo ụzọ Keffi-Nasarawa-Toto na Nasarawa State, Central Nigeria.
Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ na ụlọ, Babatunde Fashola kwupụtara nke a mgbe ọ na-akọwara ndị!-->!-->!-->!-->!-->…