Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Kaduna: Ndị njem alanso ka aga-enyocha ahụike
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọdịmma ndị pilgrims nke ndị Alakụba na Kaduna steeti amalitela nyocha ahụike nye ndị njem niile ha chọrọ ka ha ga-eme njem alansọ nke afọ a na Saudi Arabia.
Onye na-ekwuchitere ụlọ ọrụ ahụ, Malam Yunusa Abdullahi, na…
A kpụgaala nwoke a na-enyo enyo ụlọikpe maka ụgbọala gburu mmadụ iri na otu
E boro otu nwoke dị afọ iri atọ (30) ebubo igbu ọchụ mgbe ụgbọala ya kwọbatara ebe igwe mmadụ na-eme emume n'okporoụzọ dị na Vancouver nke Kanada, ma gbuo opekata mpe mmadụ iri na otu (11) ebe ọtụtụ ndị ọzọ merụrụ ahụ.
Ndị uweojii…
Onye isi ala Tinubu ekelela onye ndu Itsekiri na emume ncheta ọmụmụ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekenyela Ayirimi Emami, onye isi Itsekiri, onye ọchụnta ego na onye na-ahụ maka ọdịmma mmadụ, na emume ncheta ọmụmụ ya nke iri ise.
Na nkwupụta nke ndị isi oche wepụtara, Onye isi ala toro Emami maka nkwado…
Onye nnọchianya Vatịkan akpọọla oku udo na Saụt Sudan iji sọpụrụ Popu
Onye nnọchianya Saụt Sudan na Vatịkan agwala ndị ndu mba ahụ mkpa ọ dị ịkwụsị agha iji kwanyere Popu Francis ugwu.
Achịbishọp Séamus Patrick Horgan kwuru na, "Anyị ga-agba mbọ ịhụ na anyị gosipụtara ezigbo udo na ndụ ndị Saụt Sudan,…
Praịm Mịnịsta Kanada akatọọla agwa nwoke ahụ kwọbara ụgbọala n’emume festịvalụ okporoụzọ na…
Praịm Mịnịsta Kanada Mark Carney ekwupụtala mwute ya n’agwa nwoke ahụ kwọbara ụgbọala ya n’ebe ndị mba Philippine na-eme emume festịvalụ na Vancouver nke gbuo mmadụ itolu ma meruo mmadụ iri abuo ahụ.
O kwuru na ndị uweojii kwuru na nwoke…
A ga-ebuga Popu Francis na St Peter Basịlịka maka ọha iru uju
A ga-ebuga ahụ Popu Francis na St Peter Basịlịka taa bụ Wenezde ebe ọ ga-edina ka ndị mmadụ were malite iru uju.
Dịka etu emume olile Popu ga-esi aga, Kardịnal Kevin Farrell ga-edu n’ekpere tupu e bupụ ahụ Popu ebe ọ dị na Chapel nke…
Otu flying Eagles emerila ndi mba Egypt na asọmpi na enyi na enyi
Ndị Flying Eagles nke Naijiria meriri ndị ntorobịa Egypt site na inye ha ọkpụ abụọ asatara nani otu n'asọmpi enyi na enyi na Cairo International Stadium taa.
Mgbasa egwuregwu Goolu nke mbụ: Kparobo Arierhi nyere goolu mbụ Naịjirịa na…
Mịnịsta na-ahụ maka njem na-akpakọrịta ndị ọdachi Ista Gombe metụtara
Mịnịsta na-ahụ maka njem na Naịjirịa bụ Sinetọ Said Ahmed Alkali, anatala n'ụzọ na-awụ akpata oyi n'ahụ maka akụkọ ihe mberede mere n'obodo Billiri, Gombe steeti, nke gburu mmadụ ise (5) wee merụọ ọtụtụ ndị ọzọ ahụ mgbe ha na-eme njem Ista.…
APC adọọla ọhaneze aka na ntị maka wayo
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC) enyela ọha mmadụ ozi ịdọ aka ná ntị banyere ozi ojoro na-ekesa, na-ekwu na ha na-enye ego di puku naira iri asato na ise"N85,000 empowerment" site n'aka President Bola Tinubu.
Onye…
Prezidenti Tinubu kelere Ansar UD-Deen President Adeniji Kazeem
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Barrister Adeniji Kazeem, maka nhọpụta ya dị ka onye isi oche nke Ansar-Ud-Deen Society n'ụwa niile. Onye isi ala Tinubu kọwara mpụta Barrister Kazeem dị ka onye isi otu ndị Alakụba Ansar-ud-Deen dị ka…