Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Onye isi mgbasa ozi dijitalụ nke VON tọrọ nne ka ọ zuru ike
Ozu Hajia Maryam Olabisi Yusuf, Nne nke Director, Digital Media of Voice of Nigeria (VON), Hajia Sani, na-eli ozu na Ilorin, Kwara State Capital.
Eliri Hajia Maryam nwụrụ anwụ mgbe ekpere Janazah nke onye isi Imam nke Idi-Ape, Imam…
Ndị Houthi atụọla ogbunigwe n’akụkụ ọdọụgbọelu Izrel
Ogbunigwe a tụrụ site na Yemen adaala n’akụkụ ọdọụgbọelu Izrel bụ Ben Gurion airport.
Ndị ọchịchị kwuru na nke a kpọtụrụ n’ụtụtụ Sọnde.
Onyonyoo fesara n’ịntanetị nke a maghị ndị sere ya dị ka o gosiri ebe ndị ọkwọụgbọala kwụsịrị…
Peter Obi akatọọla etu e siri kpụrụ VeryDarkMan n’otu ụlọ akụ
Onye ji bu otu ndọrọndọrọ ọchịchị Lebọ patị zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2023 bụ Peter Obi akatọọla etu e siri jide nwoke aha ya bụ Martin Vincent Otse a maama dịka VeryDarkMan (VDM).
Peter Obi bụ onye mere ka a mata nke a n’akara…
Ndị uweojii egbuola ndị ekperima atọ na Benue, nwụchie ọtụtụ ndị ntọ na Delta steeti
Ndị uweojii egbuola ndị ekperima atọ na Benue steeti mgbe ha na-eme nzukọ nzuzo ịwakpo ndị uweojii nọ na mpaghara Shitele na Ukum nke steeti ahụ.
Onye na-ekwuchitere ndị uweojii Naịjirịa bụ Muyiwa Adejobi kwuru na ndị ojiegbe ahụ na ndị…
Gọọmentị Naịjirịa ekwupụtala ụbọchị mbu Mee, 2025 ezumike ọha
Gọọmenti Naijiria ekwupụtala Tọzdee,abali mbu nke onwa Mee, 2025 ka ụbọchị ezumike ọha iji mee mmemme ụbọchị ndị ọrụ nke afọ a.
Mịnịsta na-ahụ maka ime obodo, Dr. Olubunmi Tunji-Ojo, bụ onye mere nkwupụta a n'aha Gọọmenti kwughachiri…
Ihe Onyeisiala Trump kwuru n’oge emume ụbọchị otu nari n’ọfịs ya
Onyeisiala mba Amerịka Donald Trump emeela emume ụbọchị 100 n’ọfịs kemgbe ọ malitere ọchịchị nke abụọ dịka Onyeisiala.
N’ozi ya, o kwupụtara ihe ndị ọ rụzuru na imegide ndị iro ndọrọ ndọrọ ọchịchị anyị.
N'ịkwado ihe ọ kpọrọ "mgbanwe…
VON, Glo Telecoms adila njikere ezi mmekọ
Ụlọ ọrụ mgbasa ozi mpuga Naijiria bu Voice of Nigeria (VON), na Glo Telecommunications giant (GLO) ekwenyela na ha na-emekọ ihe ọnụ maka uto na-adigide nke otu abụọ ahụ.
Onye isi ụlọ ọrụ Voice of Nigeria Mallam Jibrin Baba Ndace na Head…
Ndị isi PDP akpọọla nzukọ gbatagbata n’Abuja
Ndị isi otu Peoples Democratic Party (PDP) amalitela nzukọ gbatagbata n’isi ụlọọrụ pati ahụ dị n’Abuja.
Ụlọmgbasaozi Channels TV kwuru na nzukọ ahụ PDP na-akwado inwe ga-abụ na nzuzo.
Ndị isi pati ahụ kpọrọ ya bụ nzukọ iji kpaa maka…
A tụọla onye ọrụ Access Bank nga maka isere onyonyoo ibe ya oge ha gba ọtọ
Ụlọikpe dị na Legọs steeti atụkpuola Stephen Ejezie dị afọ iri abụọ na asaa (27) n’ụlọmkpọrọ n’ihi ebubo isere onyonyoo ndị ọrụ ibe ya oge ha gba ọtọ.
Ejezie bụ onye ọrụ n’ụlọakụ Access Bank Contact Centre dị na mpaghara Oniru nke Legọs…
Davido eturula ugo nka dijitalụ kacha mma na17th Headies
Oti egwu Afrobeat amara ama bu, David Adeleke, makwaara dị ka Davido meriri Best Artiste Digital of the Year na 17th headies Awards.
Okpueze kwesịrị ekwesị, na-atụle mmetụta ya pụtara ìhè n'ofe nyiwe mgbasa ozi na oghere ịntanetị.…