Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Ihe mere ndịagha mba Amerịka jiri wuchie na Naịjirịa
Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa bụ Ọchịagha Christopher Musa ekwuola na ọ bụ eziokwu na obere ọnụọgụgụ ndịagha mba Amerịka na-arụ ọrụ na Naịjirịa.
O kwuru na ndịagha mba Amerịka ga-enye “aka zụọ ma kwadoo ndịagha anyị maka…
Ezinaụlọ Ifunanya Nwangene ekwuola na ha ga-eme nnyocha ‘autopsy’ iji chọpụta ihe gburu ya.
Ezinaụlọ Ifunanya Nwangene ekwuola na ha ga-eme nnyocha 'autopsy' iji chọpụta kpọmkwem ihe gburu ya.
Nke a na-abịa dịka ụlọọgwụ Federal Medical Centre (FMC) dị n'Abuja wepụtara akwụkwọ ozi banyere ihe gburu Ifunanya.
Cheta…
Onye isi ala Tinubu alọtala ka ọ gachara nleta steeti Türkiye
Onye isi ala Bola Tinubu alọtala Naịjirịa ka ọ mechara njem steeti ya na Republic of Türkiye nke ọma, wee ruo n'ọdụ ụgbọ elu Nnamdi Azikiwe International Airport n'elekere 8:55 nke abalị.
Mgbe o rutere n'Abuja, onye minista na-ahụ maka…
Ahịa amalitela ịzụ n’Onitsha Main Market’ n’ime otu izuụka e mechichara ya
Dịka otu izuụka Gọvanọ Chukwuma Soludo nke Anambra Steeti mechichara ahịa ukwu Onicha dị na steeti ahụ, a na-atụ anya na ahịa ga-amalite zụwa ọzọ.
Nke a mere onye ntaakụkọ jiri gaa n'ogbe ahịa ahụ na gburu gburu ya iji chọpụta "etu…
A nwụchiela dọkịta abụọ maka ọnwụ ụmụaka ọhụrụ itoolu
A nwụchiela ndị dọkịta abụọ dịka ụmụaka ọhụrụ itoolu nwụrụ n'otu ọnwa n’ụlọọgwu ebe a na-ana nwa dị na Siberia, mba Rọshịa.
Ụmụaka ndị a nwụrụ n'oge e nwere ezumike afọ ọhụrụ, dịka ozi si n’aka ndị nnyọcha si kwuo.
Ọnụ…
Onye isi ala Tinubu na-ekwughachi nkwa maka ihe omume ihu igwe na Summit Abu Dhabi
Onye isi ala Bola Tinubu ekwuwo okwu banyere 2026 Abu Dhabi Sustainability Summit, na-egosi na Nigeria na-etinye aka na omume ihu igwe na mmepe mmepe.
N'ikwu okwu na nzuko dị elu na Tuesday na Abu Dhabi National Exhibition Center…
A kpụpụla INEC ụlọikpe maka ebubo ijeri N55.9 na-efu efu
Otu Socio-Economic Rights and Accountability Project (SERAP) kwuru na ha agbaala akwụkwọ n’ụlọikpe megide ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka na Naịjirịa bụ Independent National Electoral Commission (INEC).
SERAP kwuru na ha kpụpụrụ INEC…
Gọọmenti Legọs Steeti amalitela ime nnyocha maka ọnwụ nwa Chimamanda Adichie
Gọọmenti Legọs Steeti amalitela ime nnyocha gbasara ebubo ezinaụlọ nwaafọ Naịjirịa na-ede akwụkwọ bụ Chimamanda Adichie boro sị na ọ bụ amaghịeme ndị ọrụ ahụike kpatara ọnwụ nwa ya nwoke.
Onye ndụmọdụ Gọvanọ Legọs Steeti n'okwu…
Tinubu kelere onye isi oche NRS Zacch Adedeji na emume ncheta omumu
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere onye isi oche nke ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego na-enweta ego na Nigeria (NRS), Dr. Zacch Adedeji, na emume ụbọchị ọmụmụ ya, na-eto ọchịchị mgbanwe mgbanwe nke ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego na mba ahụ.
Na…
Pati APC na Riva Steeti ajụla ma katọọ nkata a na-akpa iji ịchụpụ Fubara dịka Gọvanọ
Pati All Progressives Congress (APC) mpaghara Riva Steeti ekwuola na ha anabataghị atụmatụ ahụ ụlọomeiwu steeti ahụ malitere iji chụpụ Gọvanọ Siminalayi Fubara na osote ya bụ Ngozi Odu n’ọkwa ọchịchị ma kọwaa ya dịka ihe enweghị na ihe…