Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Onye isi ala Tinubu kpọgharịrị mahadum Federal University of Education aha Maitama Sule
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewegharila mahadum Federal Education na Kano ka ọ bụrụ Yusuf Maitama Sule Federal University of Education.
Federal University of Education, Kano, bụ otu n'ime mahadum asaa pụrụ iche nke…
Gọọmentị Naijiria ga-atụgharị ụgbọ elu mmadụ isi
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekwela ndị Naijiria obi ike na ọchịchị ya na-anụ ọkụ n'obi imegharị ụgbọ elu mmadụ site n'ịkwalite akụ na ụba na ịmepụta atumatu ala nke na-eme ka ụmụ amaala nwee mmetụta nke mkpokọta nke nwe.Onye isi ala…
Etu e si lie ụmụaka atọ ahụ si n’otu ezinaụlọ e gburu ma tinye ozu ha n’igwe njụoyi…
Akwa na ọnụ jụpụtara n'obodo Uga dị n'okpuruọchịchị Aguata nke Anambra Steeti mgbe a na-eme olili ụmụaka atọ ahụ si n'otu ezinaụlọ e gburu ma tinye ozu ha n'ime igwe njụoyi dị n'ụlọ ha.
E buuru ozu ụmụaka a aha ha bụ Chikaima dị…
Zelensky ekwela nkwa imezi ọnọdụ ya na Onyeisiala Trump iji malite mkparịtaụka udo
Onyeisiala mba Yukren bụ Volodymyr Zelensky ekwela nkwa imezi ọnọdụ ya na Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump iji malite mkparịtaụka udo.
Onyeisiala Zelensky kwuru na ya dị njikere ịrụ ọrụ n'okpuru "ọchịchị siri ike nke Onyeisiala…
Jamaica chọrọ ndị ọkachamara Naijiria nari anọ
Gọọmenti Jamaica arịọla ndị ọkachamara 400 ndị Naijiria na ngalaba dị iche iche ka ha wusie ike ọrụ ya na ịkwado mbọ mmepe mmadụ dịka akụkụ nke atụmatụ gọọmentị Naijiria Technical Aid Corps (TAC).
Onye isi ụlọ ọrụ Nigerian Technical Aid…
Ndị uweojii anwụchiela ndị ntọọ mmadụ anọ n’Imo steeti
Ndị uweojii Imo steeti anwụchiela mmadụ anọ a na-enyo enyo n'aka ha dị n'ịtọọ mmadụ na steeti ahụ.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii na steeti ahụ bụ Henry Okoye kwuru na anwụchiri mmadụ anọ ahu n'obodo a na-akpọ Irete nke dị n'okporo ọchịchị…
Etu NDLEA si nwuchie onyeisi ndí na-ebu ọgwụ ike maka ọgwụ ike karịrị otu ijeri naira
Ngalaba na-ebu agha megide ọgwụ ike na Naijiria bụ NDLEA n’ịchafụ anwụchiela otu nwoke Interpol na-achọ kemgbe afọ 17 maka ibu ntụ.
A nwụchiri Ogbonnaya Kevin Jeff n’ebe o zoro na mpaghara Ojo dị na Legọs, dịka NDLEA si kwuo ụbọchị…
Nguema ekwuola na ya ga-azọ ọkwa onyeisiala mba Gabọn
Onyeagha na-achị mba Gabọn bụ General Brice Oligui Nguema ekwuputala mmasị o nwere ịzọ ọkwa onyeisiala mba ahụ na ntuliaka a ga-ahazi n’ọnwa na-abịa abịa.
Nguema weghaara ọchịchị n’afọ 2023 oge ndịagha chụpụrụ ezinaụlọ Bongo n’ọkwa. O…
DR Kongo siri ọnwụ na ọ bụ ya na ndị nnupụisi M23 ga-enwe mkparịtaụka
Ndị ọchịchị Democratic Republic of Kongo ekwuola na ọ bụ ha na ndị otu nnupụisi M23 weghaara ọtụtụ obodo na ọwụwa anyawụ nke mba ahụ n'ọnwa na-adịbeghị anya, ga-enwe mkparịtaụka, agbanyeghị na mba ofesi na-etinye ọnụ n'okwu ahụ.
N'ime…
Ramadan: Osote onye isi ndị omebe iwu Sineti gwara ndị Alakụba ka kpe ekpere maka Naijiria
Osote onye isi ndị omebe iwu Sineti, ọgbakọ omebe iwu mba, Sinetọ Lola Ashiru akpọkuola ndị Alakụba ọkachasị ndị ụkọchukwu ka ha kpesie ekpere ike maka ọganiru obodo.
Sinetọ Ashiru kpọkukwara ndị Alakụba niile ka ha gosi ịhụnanya na…