Browsing Category
Nka na Ụzụ
Ụlọ ọrụ NBTI nwetara onye isi oche ọhụrụ
Gọọmenti Naijiria ahọpụtala Dọkịta Patricia Chukwu ka ọ bụrụ onye isi-isi / onye isi oche nke National Board for Technology Incubation NBTI. Nhọpụta Chukwu dị n'akwụkwọ ozi nyere ndị nta akụkọ ụbọchị Tuzde n'Abuja site n'aka…
Gọọmenti Naijiria ga-azụ puku ise ndị ọrụ ọhaneze na ọgụgụ dijitalụ.
Gọọmenti Naijiria ga-azụ puku ndị ọrụ ọhaneze 5,000 na ọgụgụ dijitalụ.
Geoffrey Hinton agbara arụkwaghịm Google.
Geoffrey Hinton agbara arụkwaghịm na Google.
Gọọmenti Steeti Oyo ga-anabata ọrụ Naijiria (Startup Act Project)
Gọọmenti Steeti Oyo ga-anabata ọrụ Naijiria (Startup Act Project)
Germany ezigara Ukraine ụgbọala ogbunigwe bụ ọgbaraụwa gharịị
Mịnịstrị nchekwa nke mba Germany ekwuola na ha ezigarala mba Ukraine ụgbọala na-atụ ogbunigwe a kpọrọ 'Leopard 2 Tank' nke ụdị ya bụ ọgbaraụwa gharịị.
Ụgbọala ndị a -dị abụọ n'ọnụọgụ - so na nkwa enyemaka Germany kwere Ukraine n'agha ha…
Onye Naijiria Adekunle ghọrọ Injinia Robotics a kacha akwụ ụgwọ n’ụwa.
Onye Naijiria Adekunle ghọrọ Injinia Robotics a kacha akwụ ụgwọ n'ụwa.
Satellite nzikọrịta ozi nke Naijiria ekwela nkwa ijikwa mgbanwe nrụpụta nke anọ
Satellite Communications Nigeria, Ltd, NIGCOMSAT, na-ekwu na ọ ga-aga n'ihu iji nweta uru na ohere dị na Mgbanwe Ụlọ Ọrụ nke anọ, 4IR. Nke a bụ mgbalị iji weghachite ọrụ nke NIGCOMSAT maka ezigbo ihe ịga nke ọma dị ka ndị ọrụ Board…
NiMet na-ebu amụma maka uzuzu ụbọchị atọ site na Mọnde
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihu igwe nke Naijiria (NiMet), ebula amụma maka uzuzu uzuzu sitere na Mọnde ruo Wednesde n'ofe mba ahụ. Atumatu ihu igwe nke NiMet weputara na Sọnde na Abuja, buru amụma uzuzu uzuzu nke na-erughị 1,000m…
Etu AI ga-esi metụta gị n’ụlọọrụ gị n’afọ a.
Etu AI ga-esi metụta gị n'ụlọọrụ gị n'afọ a.