Browsing Category
Egwuriegwu
A ga-ekpebi ọdịnihu Osimhen na June
Nwafo ala Naijiria bu, Victor Osimhen, na-aga n'ihu na-eme ka akụkọ akụkọ kwa ụbọchị na oge a ọkachamara n'ahịa ahịa Ịtali bụ Ciro Venerato tụrụ aro na a ga-ekpebi ọdịnihu onye ọkpọ Napoli na June.…
Onye Egwu Bọọlụ Super Eagles Rufai Alaghachila N’ụlọ Akwụkwọ
Onye bụbu oche goolu Super Eagles, Peter Rufai, ekpebiela inwetazu badge nkuzi ya n'ọnwa ole na ole na-abịa mgbe ọ kwụsịrị bọọlụ afọ iri abụọ na atọ gara aga.
Onye okachamara egwu bọọlụ ahụ bụ otu n'ime ụmụ akwụkwọ narị abụọ na iri ise…
Nwa Obafemi Martins bịanyere aka na nkwekọrịta asompi mbụ
Kevin Mauss-Martins,bu nwa Obafemi Martins nke gbaburu out Super Eagles boolu tupuu ola ezumike, abanyela aka na nkwekọrịta ọkachamara mbụ ya na Italian Serie A club Monza.…
Tems emeriela nturuugo Grammy nke mbụ ya
Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka TemsImage caption: Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka Tems
Otiegwu Naịjirịa a ma dịka Tems eritela nturuugo Grammy nke mbụ ya.
Ezigbo aha Tems bụ Temilade Openiyi.
Grammy bụ nturuugo…
Algeria 2023: Naijiria, ndị ọzọ ga-amata ndị iro otu
A ga-eme mmemme n'afọ a maka iko mba Afrịka nke U17 na Cercle Nationale d'Armee na Algiers, isi obodo Algeria. Naijiria na-achị ụwa ugboro ise bụ otu n'ime mba iri na abụọ aha ha…
Egwuregwu ụmụaka n’egwu mgbe gboo na oge a.
Egwuregwu ụmụaka n'egwu mgbe gboo na oge a.
NFF na-enyocha ụgwọ ndebanye aha maka asọmpi iko Federation
Kọmitii Executive nke Nigeria Football Federation (NFF) enyochala ala ego ndebanye aha ndị otu ga-akwụ ụgwọ iji sonye n'asọmpi iko Federation nke afọ a.…
Peace Anyiam-Osigwe, onye Nollywood a ma ama alaala mmụọ
Peace Ogechi Anyiam-Osigwe, nwa ada mmepụta ejije Nollywood mara ama, alaala mmụọ.
Nwa ada Anyiam-Osigwe bụ onye hibere emume nturuugo 'Africa Movie Academy Awards' (AMAA) nakwa ụlọọrụ Africa Film Academy, bụ nke na-ewu na mpaghara…
Iwobi agaghi agbanwu boolu izu atọ maka mmerụ ahụ
Everton ekwenyela na Alex Iwobi agaghị eme egwuregwu n'ime izu atọ na-abịa mgbe ọ merụrụ ahụ akwara n'oge mmeri FA Cup na Manchester United.…
Onye bụ Carney Chukwuemeka a yiri ndị Mancity egwu?
Aha nwa ntoroọbịa bụ Carney Chukwuemeka na-ada ebe niile na soshal midịa dịka ndị Chelsea na otu Manchester City zutere onwe ha n'ụbọchị Tọọzde.
Agbanyeghị na Mancity ji otu ọkpụ goolu asataghị nchancha merie Chelsea, etu Chukwuemeka…