Browsing Category
Egwuriegwu
Onye njikwa Manchester City kwadoro Haaland ka o merie Madrid.
Onye njikwa Manchester City kwadoro Haaland ka o merie Madrid.
Ggbasara bọọlụ: CAF, Saudi Arabia bịanyere aka na nkwekọrịta afọ ise,
Ggbasara bọọlụ: CAF, Saudi Arabia bịanyere aka na nkwekọrịta afọ ise,
CAF Nkuzi a ga-akuziri ndi oche goolu bu na Algiers.
CAF Nkuzi a ga-akuziri ndi oche goolu bu na Algiers
Danjuma ahọpụtala ndị ọkpọka n’ egwuregwu maka njem WAFU B
Onye nkuzi Falconets Chris Danjuma ahọpụtala ndị ọkpọka egwuregwu Taiwo Afolabi na Esther Onyenezide, ma na-ebuga Flourish Sebastine na Opeyemi Ajakaye n'òtù ụmụ nwanyị iri abụọ na Naịjirịa maka asọmpi ụmụ nwanyị WAFU B U-20 na-abịa n'ihu…
Naijiria kwadoro N2.4 ijeri maka mmepe egwuregwu .
Naijiria kwadoro N2.4bn maka ọgwụ egwuregwu mba, ụlọ ọrụ dị elu.
Ndiisi ọrụ Naijiria kwadoro ijeri naira 2.4 maka ihe egwuregwu
Ụlọ ọrụ Naijiria akwadola iwu ụlọ ọgwụ na-ahụ maka egwuregwu mba na ụlọ ọrụ dị elu maka obodo ahụ. Ebe a ga-adị n'ama egwuregwu Moshood Abiola, Abuja. Owuwu…
Onye na-eme ihe nkiri Kannywood bụ Kawu Mala anwụọla
Ụlọ ọrụ ihe nkiri na-asụ asụsụ Hausa dị na ugwu Nigeria, Kannywood, agbaala n'obi iru uju ka otu n'ime ndị otu ya bụ Aminu Muhammad nke a ma ama Kawu Mala n'ihe nkiri onyonyo ama ama 'Dadin Kowa' na-egosi na Arewa24 anwụọla.…
Iko Mbaụwa: Otu egwu Flying Eagles na ndị isi ha na-aga Argentina
Ndị na-egwu egwuregwu na ndị isi ndị otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke U20, Flying Eagles, ahapụla obodo ahụ gaa Argentina maka asọmpi iko mba ụwa nke 2023 FIFA U-20.…
Etu ị ga-esi nweta ụdịrị ahụ ị chọrọ n’afọ a
Etu ị ga-esi nweta ụdịrị ahụ ị chọrọ n’afọ a
AFCON U-17: Gusau gwara Golden Eaglets ka ha merie Morocco
Onyeisi otu egwuregwu bọọlụ Naijiria (NFF) Ibrahim Gusau enyela ndị Golden Eaglets iwu ka ha gbapụ ma nweta akara kacha elu megide Morocco na egwuregwu otu ha nke abụọ n'afọ U-17 AFCON.…