Browsing Category
Egwuriegwu
Eya Guezguez nke mba Tunisia anwụọla ka ụgbọ ya kpuru
Onye okwu ụgbọ mba Tunisia bụ, Eya Guezguez,bụ onye soro na ihe egwuriegwu Tokyo Olympics n’afọ gara aga,anwụọla na dika ọgbara afọ iri na asaa nwuru ka ụgbọ oji akwado kpuru ya na ejima nwanne ya nwanyi bụ Sarra,bukwa onye meruru ahụ,!-->…
UEFA enyela iwu ka emechi ama egwuriegwu ndi Atletico maka asompi hana ndi Man City 
Oto UEFA nọrọ n’ụbọchi ụka si ka emechigodu ama egwuriegwu ndi Atletico Madrid’s Wanda Metropolitano Stadium maka asọmpi Champions League quarter-final agba nke abụọ ya hana ndi egwu Manchester City na ụbọchi Wednesde maka akparam!-->…
Liverpool na Manchester City agbala onyelawa onyelawa n’ama egwuriegwu Etihad
Otu egwu Manchester City ka ji otu akara point aga ndi Liverpool na Premier League table dika ha gbara onyelawa onyelawa na ama egwuriegwu Etihad n’ụbọchi uka site na inye onwe ha goolu abụọ abụọ.
Man City nyere goolu nke mbu na nkeji!-->!-->!-->…
Koeman ga-anọchi onye nchịkwa Netherlands mgbe iko ụwa gasịrị.
Ronald Koeman ga-alaghachi dị ka onye nchịkwa Netherlands mgbe Louis van Gaal hapụrụ ọrụ ahụ mgbe World Cup na Qatar, Royal Dutch Football Association (KNVB) kwadoro na Wednesday.Van Gaal, bụ onye merela ka o doo anya na ọ ga-apụ mgbe ihe!-->…
Onuachu nele anya goolu nke iri abụọ
Onuachu nyere goolu atọ na otu asọmpi egwu bọọlu ha ji merie,iji mere onwe ya aha.
Ndi Smurfs, dika esi akpọ ha,etozughi oke na afọ gara aga dika ha gbara ndi nke asatọ mere eji chụpụ ha na iko Beker Van Belgie,nke Belgium’s cup.
!-->!-->!-->!-->!-->…
Ghana gbapụrụ Naịjirịa n’iko mba ụwa afọ 2022 
Ghana na Naịjirịa gbara nhatanha site n'inye onwe ha otu goolu otu goolu.
Mana Ghana tozuru iso gbaa asọmpi Qatar 2022 n'ihi na ha nyere goolu n'Abuja mana Naịjirịa enyeteghị goolu oge ha gara Kumasi n'ụbọchị Fraịde,abali iri abuo na!-->!-->!-->…
Otu Super Eagles adila njikere inabata ndi Black Stars
Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naijiria adila njikere inabata ndi ogbo ha bụ,Black Stars nke mba Ghana na asọompi nke ugboro abụọ bụ nke ga ewere ọnọdu n’ama egwuriegwu ukwu MKO Abiola dina Abuja taa bụu Tuuzdee na asọmpi itozu oke iso!-->…
Itozu oke iko mba uwa: mba Ghana na Naijiria agbala onyelawa onyelawa na Kumasi
Otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria hagara ga zute ndi ogbo ha nke mba Ghana n,ama egwuriegwu Baba Yara nke di n Kumasi n’abali ubochi Satoodee,na asompi ntozu oke iko mba uwa.
Ndi out egwu abuo a enweghi ndi nyenwuru ibe goolu,nkea!-->!-->!-->…
Gịnị ka ‘ufie’ bụ?
Gịnị ka 'ufie' bụ?
Ufie bụ ngwa e ji akụrụ ndị Eze na ndi chiri echichi egwu n'ala Igbo.
E si n'osisi Ngwu akọpụta ya bụ ngwa egwu.
Ọ bụ sọọsọ ndị mụtara ya bụ ngwa egwu na-eti ya.
Ọ bụ sọọsọ ndị echiri echichi ka a na-akụrụ ya!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Itu ilu Igbo na-ebe o dabara adaba.
Itu ilu Igbo na-ebe o dabara adaba.
Ọ dị mkpa ị mata mgbe maọbụ ọnọdụ ikwesiri itu ilu ọbụla ị na-atụ.
Ọ gaghị adị mma ka iwere ilu gbasara izulite ụmụaka na-atụ ebe a na-ekwu maka mkpata na mmefu ego, maọbụ were nke e kwesiri ịtụ!-->!-->!-->!-->!-->…