Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Egwuriegwu

Austin  Judy mụụrụ Yul Edochie nwa

Yul Edochie na-eme ejije Nollywood depụtara n'akara soshal midia ya. Ọ depụtara ka ụwa bia hụrụ akataka nwa nwoke nwunye ya nke abụọ aha ya bụ Judy Austin mụrụ ya. O kwuru na aha nwa ahụ bụ STAR DIKE MUNACHIMSO YUL - EDOCHIE.

Omenala Igbo: Uru iru mgbede bara n’ala Igbo?

Iru mgbede bụ omenala na-emetụta naanị ụmụnwaanyị n'ala Igbo mgbe gboo. Na mgbe gboo ahụ, nwaanyị agaghị alụ di ma o rughi mgbede. Ọtụtụ obodo na-emere ya ụmụagbọghọ ruru afọ iri abụọ maọbụ karịa. A na-akpọ ya aha dị iche iche

Onuachu nele anya goolu nke iri abụọ

Onuachu nyere goolu atọ na otu asọmpi egwu bọọlu ha ji merie,iji mere onwe ya aha. Ndi Smurfs, dika esi akpọ ha,etozughi oke na afọ gara aga dika ha gbara ndi nke asatọ mere eji chụpụ ha na iko Beker Van Belgie,nke Belgium’s cup.