Browsing Category
Egwuriegwu
Egwu ọdịnala e ji mara ndị Igbo
Omenala bu odi bee ndi,iti na ịgba egwu ọdịnala bụ otu n’ime omenala e ji maara ndị Igbo niile, nke ha ji egosi etu obi dị ha kwa mgbe.
O nweghi emume ọbụla ndị Igbo na-eme ka egwu ghara ịdị na ya.
Etu nnu na-atọ na nri bụ ka egwu dị…
Nturugo 2022 Headies Awards ga-adi n’abali ise nke ọnwa Septemba
Ọtụtụ ndị na-ese ihe agaala US maka onyinye nrite isi iri na ise, nke na-ejide na 5th Septemba, na Atlanta USA.…
Ọkwa FIFA: Naijiria ka nọ na ogo iri atọ na otu
Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naịjirịa ka jikwa ọnọdụ ha dị iri atọ na otu n'ụwa niile. Ọkwa FIFA kachasị ọhụrụ ewepụtara na Zurich,…
Ọrịa glaucoma bụ ihe mere ka m kpuo isi – Fabian Adibe
Fabian Adibe bụ aha ọtụtụ mmadụ ma ama n'ejije Nollywood.
O teela aka Adibe ji bido ime ejije TV. Iji maa atụ, o so n'ejije "Things Fall Apart" nke wuru ewu na Naijiria na ngwụcha afọ 1980 ga banye mmalite 1990 ga.
Adibe bụkwa ọkaibe…
Kambosos ga-alụso Haney ọgụ nke ugboro abuo n’October
George Kambosos ga-enwe ohere ịbọ ọbọ megide onye mmeri dị fechaa na-enweghị mgbagha, Devin Haney na mgbake October na Melbourne. Kambosos kwuputara rematch n'oge Mgbakọ Mgbasa Ozi na Melbourne Park. American Haney, 23, meriri na mkpebi otu…
Kedụ onye bụ Mercy Chinwo?
Mercy Chinwo,bu onye eji igụụ egwu mara na-achaba mmadụ anya
Mercy Chinwo bụ onye na-eti egwu ụka na Naịjirịa ama ama.
N'ajụjụ ọnụ a gbara ya n'afọ 2012 mgbe o meriri nturugo "Nigerian Idol", Chinwo kwuputere ihe ndị a maka onwe ya.…
Gịnị dị n’ime akwụkwọ Salman Rushdie dere na-ese okwu?
Salman Rushdie, onye dere akwụkwọ ‘Satanic Verses’ nke nọbụ n’ọnọdụ ọ-dị-ndụ-ọnwụ-ka-mma ekwuwela okwu, ebe dịka ndị dọkịta wepụrụla igwe e ji eku ume akwụnyere ya kemgbe a wakporo ya ụbọchị Fraide..
Nwoke a kpọrọ Hadi Matar Rushie ebe…
Egwuregwu Commonwealth: Onyeisiala Buhari kelere ụlọ ọrụ egwuregwu Naịjirịa.
Onyeisiala Buhari kelere ụlọ ọrụ egwuregwu Naịjirịa