Browsing Category
Naijiria
Mba Amerịka ga-achụla ọtụtụ ndị Naịjirịa
Gọọmenti mba Amerịka ekwuola na ha ga acgụla mmadụ nari abụọ na otu dịka Onyeisiala Donald Trump na-aga n’ihu ibu agha megide ndị na-enweghị akwụkwọ ikike ibi na mba Amerịka.
Ndị ahụ a ga-achụla gụnyere ndị a tụrụ mkpọrọ nakwa ndị mere…
Onyeisiala ezigala ozi nkasiobi nye ezinaụlọ Edwin Clark lara mmụọ
Onyeisiala Naịjirịa Bola Tinubu ezigala ozi ịtị aka n'obi nye ezinaụlọ Edwin Clark nwụrụ anwụ.
Bola Tinubu mere ka a mata nke a n'akwụkwọ ozi ịtị aka n'obi ọ dere nke Bayo Onanuga bụ onye ndụmọdụ ya pụrụiche binyere aka.
Edwin Clark…
Steeti Kano etinye otu ijeri naira n’ịkwalite onodu mmiri
Gọọmenti Kano steeti ejirila ihe karịrị out ijeri naira zụta pọmpụ mmiri iri dị elu iji megharịa usoro mmiri na steeti ahụ.
Kọmishọna na-ahụ maka akụ mmiri, Umar Doguwa kwuru nke a mgbe ọ na-enyocha igwe mgbapụta n'ụlọ ọrụ na-ahụ maka…
VP Shettima eruola uju maka onwu Late Pa Adebanjo
Osote onye isi ala Kashim Shettima ekwupụtala mwute maka ọnwụ otu n'ime ndị isi Afenifere, Pa Ayo Adebanjo, bụ onye nwụrụ na Fraịde mgbe ọ dị afọ 96, na-akọwa ya dị ka onye na-akwado maka ịha nhatanha na ọganihu Nigeria.
Na ozi nkasi…
Naijiria , AU bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta na ọrụ ebuli oke osimiri
Naijiria abanyela nkwekọrịta na African Union iji nye Strategic Sea Lift Services maka ọrụ nkwado udo nke
AU, nkwado ọdachi na-emere onwe ya, ọrụ enyemaka mmadụ, na ndị ọrụ. Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa nke Naijiria, Badaru Abubakar,…
Ejide nwoke gburu ma bekasịa ozu ọnyị ya nwaanyị na Steeti Kwara
Ndị uweojii na Kwara steeti ekwuola etu ha si nwuchie nwoke gburu ma bekasịa ozu ọnyị ya nwaanyị dị afọ iri abụọ n’atọ na steeti ahụ.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii bụ Adetoun Edjire-Adeyemi sị na aha nwaanyị ahụ e gburu bụ Yetunde Lawal.…
Ahọpụtara Adeoye Onye Naijiria Dị Ka Kọmishọna AU
Onye nnọchianya mba Naijiria bụ Ambassador Bankole Adeoye ka ahọpụtalarịị maka oge nke abụọ dị ka Kọmishọna African Union (AU) na-ahụ maka ndọrọndọrọ ọchịchị, Udo na nchekwa nke bụ PAPS n'aha mkpirisi.
Adeoye nwetara vootu iri atọ na…
Ndị na-ahu maka ntuli aka steeti Katsina adila njikere maka ntuliaka okpuru ochichi ime obodo
Ụlọ ọrụ Katsina State Independent Electoral Commission (KATSIEC) ekwela ndị ntuli aka na-eme ndokwa nke ọma maka ịme ntuli aka nke ọchịchị ime obodo n'efu, nke ziri ezi na nke kwesịrị ntụkwasị obi nke a ga-eme n'ụbọchị Satọdee abali iri na…
Onye isi ala Tinubu na-eduzi mmalite mmalite nke Mahadum Southern Kaduna
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enyela ntụzịaka ka a gbanwee mahadum Nok, Kachia, dị na Kaduna steeti ozugbo ka ọ bụrụ mahadum nke goomenti etiti.
Ntuziaka a na-esochi mkpebi nke Ụlọikpe Kasị Elu nke etiti nyere iwu ka ewepụrụ ụlọ ọrụ ahụ…
Onye isi ala Tinubu na-eru uju maka onwu Joop Berkhout
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala obi nwute ya gbasara ọnwụ Chief Joop Berkhout, onye nkwusa ama ama na onye Dutch nke kpọrọ Nigeria ụlọ ihe karịrị afọ iri isii.
Na nkwanye ugwu ya, Onye isi ala Tinubu toro Chief Berkhout maka…