Browsing Category
Naijiria
Gọọmenti Naịjirịa Na Otu Ndị Ọrụ Ga-Ehibe Kọmitii Ga-Ahụ Maka Ụgwọ Opekampe
Gọọmenti Naijiria na ndị ọrụ a haziri ahazi ekwenyela ka ha guzobe kọmitii na-akwụ ụgwọ kacha nta nke a ga-ewepụta n'ime otu ọnwa site n'abalị abụọ ọnwa Oktoba bụ ụbọchị nkwekọrịta ahụ.
Ndị otu ahụ kwadoro nkwekọrịta a ka nzukọ ụbọchị…
Onyeisiala Tinubu Ekwupụtala Mmụba Ụgwọ Ọnwa
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala mmụba nke puku naira iri abụọ na ise ọzọ kwa ọnwa maka ọnwa isii na-abịa abịa iji kwalite ụgwọ ọnwa opekempe nke gọọmentị etiti.
Onyeisiala kwuputara nke a na mgbasa ozi mba ahụ iji mee…
OZI NKE ONYEISIALA BOLA AHMED TINUBU, GCFR, ONYEISI NA ONYE NTỤZI AKA NDỊ ỌCHỊAGHA RỊPỌBLIK NKE…
Ezigbo ndị be anyị,
Ọ bụ ihe ùgwù pụrụiche m ịgwa gị okwu n’ụbọchị taa, bụ ncheta afọ iri isii na atọ nke nnwere onwe nke mba anyị, ma dịka onye isi ala nke obodo anyị anyị hụrụ n’anya ma, n’ụzọ dị mfe, dịka onye Naijiria ibe anyị.…
Emume Indipenda: Onye Bụbu Onyeisiala Ekeleela Ụmụ Naijiria
Onye bụbu onyeisiala Muhammadu Buhari ezipụla onyeisiala Bola Tinubu na ndị Naịjirịa ekele ya maka mmemme ncheta afọ iri isii na atọ nke nnwere onwe obodo Naijiria.
Onyeisiala n'oge gara aga na-ekwu na obi dị ya ụtọ na Naijiria na-aga…
Ụgbọ Oloko Red Line Ga-Ebido Ọrụ Na Disemba Na Legọs
Gọvanọ Legọs steeti na ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria, Babajide Sanwo-Olu ekwela ndị bi na steeti ahụ obi ike na ụgbọ okporo ígwè Red Line ga-amalite ịrụ ọrụ na ngwụcha afọ a.
Gọvanọ Sanwo-Olu kwenyesiri ike ka o nwechara nyocha zuru oke…
Maulud Nabi: Ọkà Okwu Abbas na-agba ndị Naijiria ume ka ha ṅomie onye amụma dị Nsọ.
Maulud Nabi: Ọkà Okwu Abbas na-agba ndị Naijiria ume ka ha ṅomie onye amụma dị Nsọ.Na-ekwupụta na ndụ na nkuzi nke onye amụma Muhammad ga-aga n'ihu na-akpali ọtụtụ ndi mmadu n'ọdịnihu.
NLC, TUC na-ekwupụta na ha ga-abụ abụbọ ọrụ enweghi ngwụcha.
Ndị ọrụ na Naịjirịa ga-amalite abụ abụbọ ọrụ enweghi ngwụcha ụbọchị Tuzdee, abalị atọ n'ọnwa Ọktoba 2023 .
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Bishọp Oyedepo Maka Ncheta Agbamafọ Iri Isii Na Itoolu
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekeleela Bishọp nke Living Faith Church Worldwide nke a maara dịka Winners Chapel International, Dọkinta David Oyedepo, na ụbọchị ncheta ọmụmụ ya nakwa agbamafọ iri isii na itoolu na abalị iri abụọ na…
Ọkụ Agbaala Ngalaba Ụlọikpe Kasị Elu
Otu akụkụ nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naịjiriya agbaala ọkụ n'ụtụtụ Mọnde.
Ọkụ ọgbụgba a, dịka ụfọdụ ndị hụrụ ka ọ si mee si kwuo, malitere n'ihe dịka elekere asatọ nke ụtụtụ na Ụlọikpe Ndị Ọkaikpe, site na Chamber nke ise nke Ọkaikpe…
Onyeisiala Tinubu Enyela Iwu Ka A Napụta Ụmụ Akwụkwọ Umụ Nwanyị Mahadum
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyela ndị ọrụ nchekwa iwu ka ha gbasie mbọ ike ịtọhapụ ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị fọdụrụ na mahadum Gusau, Zamfara steeti bụ ndị ndị na-eyi ọha egwu tọrọ na nso nso a.
Onyeisiala nyere ntụziaka a n'akwụkwọ ozi…