Browsing Category
Naijiria
Ejidela ndị gburu otu nwaanyị na ụmụaka ya isii na Kano steeti
Ndị uweojii ekwuola na ha jidere mmadụ atọ so gbuo otu nwaanyị na ụmụaka ya isii na Kano steeti, mpaghara ugwu Naịjirịa.
Mkpamkpa ahụ kpara n’ụbọchị Fraịde n’ebe a na-akpọ Dorayi Chiranchi Quarters dị na Kano steeti.
A…
Naịjirịa Emepeela Ndenye Aha Maka Agụmakwụkwọ Teknụzụ N’Efu
Gọọmentị Naịjirịa, na-ekwusi ike na ha na-akwado agụmakwụkwọ teknụzụ na mmepe nkà n'efu, ekwupụtala mmalite ngwa maka ịbanye na Kọleji Teknụzụ Federal n'efu n'ofe mba ahụ, nke ebumnuche ya bụ ịkwalite mmepe nkà.
Mịnịstrị Mmụta etiti…
Onyeisiala Ekeleela Onyendu Kọstọm Maka Agbamafọ Iri Isii
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela onyeisi nke kọstọm ala Naijiria (NCS), Dọkinta Adewale Adeniyi, na ncheta ụbọchị ọmụmụ ya afọ iri isii gara aga, ma kọwaa ya dị ka onye ọrụ ọha na eze nke kwụdosiri ike. Onye wetara mgbanwe…
Onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ndi agha nchekwa taa a na-eme maka ncheta ha.
Dika ncheta ndi agha na-aga n'iru taa onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ha maka ọrụ ha na-emebe nke nke ọma.
Gọọmenti Legọs Steeti amalitela ime nnyocha maka ọnwụ nwa Chimamanda Adichie
Gọọmenti Legọs Steeti amalitela ime nnyocha gbasara ebubo ezinaụlọ nwaafọ Naịjirịa na-ede akwụkwọ bụ Chimamanda Adichie boro sị na ọ bụ amaghịeme ndị ọrụ ahụike kpatara ọnwụ nwa ya nwoke.
Onye ndụmọdụ Gọvanọ Legọs Steeti n'okwu…
Pati APC na Riva Steeti ajụla ma katọọ nkata a na-akpa iji ịchụpụ Fubara dịka Gọvanọ
Pati All Progressives Congress (APC) mpaghara Riva Steeti ekwuola na ha anabataghị atụmatụ ahụ ụlọomeiwu steeti ahụ malitere iji chụpụ Gọvanọ Siminalayi Fubara na osote ya bụ Ngozi Odu n’ọkwa ọchịchị ma kọwaa ya dịka ihe enweghị na ihe…
Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla oku maka nchekwa
Idi Abbas Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla ndị ọrụ agha mmiri ka ha wepụta echiche ọhụrụ iji dozie ihe iyi egwu nchekwa dị na mpaghara ọrụ Eastern Naval Command
Chimamanda Ngozi Adichie:ọnwụ nwa ha nwoke
Chimamanda Ngozi Adichie, onye ode akwụkwọ ama ama na di ya, Dr. Ivara Esege, ruru mwute nke ukwuu na Jenụwarị 7, n’ihi ọnwụ nwa ha nwoke Nkanu Nnamdi Esege,
Naijiria etinyela ezinụlọ n’ihu na mmepe obodo ya
Naijiria etinyela ezinụlọ n'ihu na mmepe obodo ya
Onye isi ala Tinubu kelere ndị Naijirịa Britain na mmeri ndị isi obodo nwere akụkọ ihe mere eme
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere British-Nigerian Opeyemi Bright na Jason Jackson maka nhọpụta na nraranye ha mere dị ka onyeisi obodo na London.
Onye isi ala ahụ toro Bright na Jackson maka ịkwado ihe nketa nke ọrụ ọma nke ndị…