Browsing Category
Naijiria
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enwetala ihe karịrị ijeri $15 :Mịnịsta nke mgbasa ozi kwuru.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enwetala ihe karịrị ijeri $15 :Mịnịsta nke mgbasa ozi kwuru.
Onyeisioche Sineti Ekwupụtara Ohere Dị N’Oche Umahi Na Giadam
Onyeisi ụlọomeiwu Naịjirịa bụ Godswill Akpabio ekwupụtala ohere dị n'oche ndị sinetọ abụọ, David Umahi (Ebonyi-South) na Ibrahim Giadam (Yobe-East), dị ka e mechara họpụta ha dịka ndị minista.
Sinetọ Akpabio kwuru nke a n'ụbọchị Wednezde…
NCFRMI na-ekesa ihe oriri maka ndi ogbenye..
NCFRMI na-ekesa ihe oriri maka ndi ogbenye..
Osote Onye Ọka Okwu Kalu Eruela Ụjụ Gọvanọ Ezeife
Osote onye ọka okwu ụlọ omebe iwu, Rt. Hon. Benjamin Okezie Kalu akwaala arịrị ọnwụ onye chịburu Anambra steeti bụ Dọkịta Chukwemeka Ezeife.
Na nkwupụta nke onye isi mgbasa ozi ya, Maazị Levinus Nwabughiogu, Kalu kwupụtara mwute maka…
Gọvanọ onye isi ọchịchị mbụ nke Steeti Anambra bụ Maazi Chukwuemeka Ezeife anwụọla.
Gọvanọ onye isi ọchịchị mbụ nke Steeti Anambra bụ Maazi Chukwuemeka Ezeife anwụọla.
Nchekwa ụmụ nwanyị:Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu kwuru.
Nchekwa ụmụ nwanyị:Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu kwuru.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu:ibupụta ụgbọ ala eletrik na Naijiria.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala usoro ọhụụ maka ibupụta ụgbọ ala eletrik di otu naari na Naijiria.
Kogi Steeti: APC Akpọọla Oku Ka A Nwụchie Onye SDP Bụ Ajaka
Ndị otu Kogi steeti All Progressives Congress, APC Governorship Campaign Council akpọkuola ndị uwe ojii, ngalaba na-ahụ maka ọrụ steeti na ụlọ ọrụ nchekwa ndị ọzọ ka ha jide onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke Social Democratic Party, SDP, Muritala…
Ms Tariye Gbadegesin:Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere ya dị ka onye isi oche CIF.
Tariye Gbadegesin, onye Naijiria-U.S., abụrụla onye Afrịka mbụ a họpụtara dịka onye isi oche nke Climate Investment Funds (CIF). Ọ ga-ewere ọnọdụ ọhụrụ ya na Maachị 2024.
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere Ms Tariye…