Browsing Category
Naijiria
Herbert Wigwe: Ihe nyocha e mere kwuru banyere ọnwụ nwamadị a
Ndị ọrụ mba Amerịka akọwaala otu n’ime ihe ndị butere mberede ụgbọelu helikọpta nke gburu onyeisi ụlọọrụ Access Group bụ Herbert Wigwe, nwunye ya na nwa ya nwoke n'obodo California n’ụbọchị Fraịde.
Ha kwuru na akụkọ si n’ọnụ anya hụrụ ka o…
Ivory Coast abụrụla dike Afrịka ka ha mabuuru Iko AFCON 2023
Otu egwuregwu bọọlụ Elephant nke Ivory Coast amaburula Iko Mba Afrịka nke afọ 2023 a gbara na mba ha.
Ha mere nke a site n'iji ọkpụ goolu abụọ asatara otu merie Super Eagles nke Naịjirịa n'agba nke ikpeazụ asọmpi ahụ.
Na-agbanyeghi na…
Osote Onyeisiala Shettima Ga-Edu Ndị Nnọchianya Naịjirịa Gaa Cote D’Ivoire
Onyeisiala Bola Tinubu, GCFR, enyela osote onyeisiala Kashim Shettima ntụziaka ka o duo otu onyeisiala na asọmpi iko mba Afrịka (AFCON) na Côte d'Ivoire.
Osote Onyeisiala nọchitere anya onyeisiala na ọkara ikpeazụ mgbe Super Eagles…
Mịnịsta Ajaala Ndị Agha Ikuku Naijiria Ike Maka Ọrụ Igbochi Ndị Omekome
Ndị agha ikuku bụ Nigeria Air Force, NAF, abụrụla nnukwu ihe dị ịrịba ama na ikike nchekwa nke mba ahụ dị na nkwupụta nke ọnụ na-ekwuchitere Mịnịstrị , Henshaw Ogubike.
Ndị agha Naịjirịa butere ụgbọ elu T-129 ATAK helikopta na ụgbọ elu…
Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’Akwụkwọ Iwu Ọkụ Eletrik
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ebinyela aka n'akwụkwọ iwu ọkụ eletrik (Amendment) Bill, nke afọ 2024.
Onye na-ekwuchitere Onye isi ala, Ajuri Ngelale, kwuru nke a n'ozi o weputara na Fraịde.
Iwu Iwu ọkụ eletrik nke afọ 2024…
Onyeisiala Tinubu Enyela Iwu Ịgụpụta National Pledge Na Mmemme Gọọmentị Ọbụla
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu enyela ntụzi aka ịgụ 'National Pledge' mgbe e kwechara 'National Anthen' na mmemme gọọmentị na nke ọha.
Onye isi ala na-ekwu na nke a bụ iji hụ na nkwanye ùgwù zuru oke maka akara mba, wusie…
Ndị Minista Ewepụtala Kọmitii Njikọ Ọnụ Maka Inye Gas Na-Adịgide Adịgide
Ndị minista steeti na-ahụ maka mmanụ ala bụ Ekperikpe Ekpo, na nke ọkụ bụ Adebayo Adelabu ewepụtala kọmitii jikọtara ha nke ọrụ ha bụ ịtụpụta atụmatụ iji hụ na gas na-aga n'ihu na-adịgide adịgide na ụlọ ọrụ na-emepụta ike gas, iji zute ụlọ…
Onyeisiala Tinubu Na-Eru Uju Onyendu APC Bụ Cairo Ojougboh
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akasiwo ezinaụlọ Ojougboh, gọọmentị na ndị Delta steeti dị na ndịda Naijiria maka ọnwụ Dọkinta Cairo Ojougboh, onye bụbu onye isi oche nke Niger Delta Development Commission (NDDC).
Na nkwupụta nke ọnụ…
AFCON 2023: Ndị otu m pụrụ iche, Peseiro kwuru
Onye nkuzi Super Eagles, Jose Peseiro akọwaala ndị egwuregwu ya dị ka "ndi pụrụ iche" iji mee emume ha gara na ọkara ikpeazụ nke AFCON 2023.
O kwuru na a na-elekwasị anya ugbu a iru egwuregwu asọmpi n'ụbọchị Sọnde, abalị iri na…
Prezidenti Tinubu aṅụriala dika Gọvanọ Steeti Kwara gbara afọ iri isii na anọ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Gọvanọ nke Kwara State na onyeisi oche nke Nigeria Governors' Forum, Abdulrahman Abdulrazaq, na ụbọchị ọmụmụ ya.
Onye isi ala Tinubu na-eme ememe ọkachamara nke ọma na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị…