Browsing Category
Naijiria
Onyeisiala Ekeleela Aide-de-Camp Maka Mbulielu N’Ọkwa
Onyeisiala Bola Tinubu ekeleela onye enyemaka ya Aide-de-Camp bụ ADC, n'aha mkpirisi, Col. Nurudeen Alowonle Yusuf, na mbulielu ya n'ọkwa nke ndị agha Naijiria.
Onyeisiala nọrọ na Tọzdee n'Abuja, kọwaa ADC ya, Col. Alowonle dị ka onye…
Kpachara anya maka mmanya adịgboroja, NAFDAC dọrọ ndị Naijiria aka na ntị
Onye isi ụlọ ọrụ NAFDAC bụ Prof. Moji Adeyeye, adọọla ndị Naijiria aka na ntị ka ha ghara iri ihe ọṅụṅụ adịgboroja na nke emebiela, ọkachasị n'oge Yuletide.
O kwuru na mmanya na-aba n'anya na nke adịgboroja, nri na ọgwụ na-aba ụba n'ala…
NGO enyela ihe enyemaka n’ụlọọgwụ mgbaka-isi na Yaba
Òtù Na-abụghị nke Gọọmenti (NGO), Progressive Mind International Foundation enyela ndị ọrịa ihe oriri, ihe enyemaka na ụlọ ọgwụ Federal Neuropsychiatric na Yaba, Lagos.
Provost nke ntọala ahụ, Mr Morgan Isenane, kwuru, n'oge onyinye…
Osote onye na-ekwuru ụlọ nnọchite anya na-akpọ oku maka imekọ ihe n’ijikọ oghere dijitalụ nke…
Onye osote onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu bụ, Benjamin Kalu, ekwupụtala mkpa ọ dị ngwa ngwa maka mmekorita n'etiti gọọmentị na ndị na-ahụ maka teknụzụ iji mechie oghere dijitalụ na Nigeria.
N'ikwu okwu na Abuja Tech Converge 2.0, nke…
Gọvanọ Kebbi amalitela njem ekele
Aka na-achị Steeti Kebbi bụ Dọkịnta Nasir Idris ebidola njem nlegharị anya na steeti niile na mpaghara ọchịchị ime obodo iri abụọ na otu iji gosi obi ụtọ maka nnukwu nkwado ọ nwetara n'oge ntuliaka izugbe nke afọ 2023, bụ nke mere ka o doo…
Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.
Njem ofesi:Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.
INEC Ebusaala Ngwongwo Ntuliaka Kachasị Mkpa N’Ondo Steeti
Ụlọ ọrụ ntụliaka Naijiria bụ Independent National Electoral Commission (INEC), ekesaala ngwongwo e ji-eme ntụliaka ndị nke kachasị mkpa n'ime okpuru ọchịchị ime obodo iri na asatọ dị na steeti Ondo tupu ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ahụ na…
Nwunye Onyeisiala Eruela Ụju Onye Isi Ndị Agha Nwụrụ Anwụ Ma Letakwa Ezinaụlọ Ya.
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu egosipụtala obi mwute dị ukwuu maka ọnwụ nke onye bụbu onye isi ndị agha, LeiutenantTaoreed Lagbaja, onye nwụrụ n'abalị Tuzdee na Legos.
N'ozi o wepụtara na Wenezde, Nwunye onye isi ala toro…
Osote Onyeisiala Ewepụtala Kansụl Nlekọta Iju Mmiri Na Mbize
Osote onye isi ala Naijiria bụ Kashim Shettima ewepụtala otu kansụl na-ahụ maka idei mmiri, mbuze, ụkọ mmiri ozuzo na ọzara.
Ọrụ kansụl ahụ bụ iguzobe usoro zuru oke iji lụso ihe ịma aka nke gburugburu ebe obibi na ọdachi na-akpata ihu…