Browsing Category
Ahụike
Etu ị ga-esi nweta ụdịrị ahụ ị chọrọ n’afọ a
Ọnwa Jenụwarị abịala ọzọ ka ihe mberede nye ụfọdụ. Oriri na aṅụrị so ezumike ekeresimesi alaala n’ike. Mbido afọ na-abụkarị oge ọtụtụ ji eche echiche maka ndụ ha ma malite itinye usoro ga-agbanwe ihe ndị ha achọghịzị na ndụ ha. Nlebanya…
Ọria Covid-19 dị iche iche adịghị na Naijiria – NCDC
Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Nchịkwa na Mgbochi Ọrịa nke Nigeria, NCDC, na-ekwu na ngalaba ngalaba Covid-19 Omicron bụ akụkụ nke kpatara nje a na-abawanye na China, United States na United Kingdom, achọpụtabeghị na mba ahụ.…
Etu ị ga-esi gwọ ọrịa maọbụ ọkọ i butere
Tupu e kwuo okwu ọgwụgwọ, Akinde nyere ndị mmadụ ndụmọdụ ịgba mbọ debe onwe ha ọcha.
"Ị debe ebe ahụ ọcha bụ naanị ihe kachasị mma ga-egbo nsogbu ibute ọrịa a" ka o kwuru.
A bịazie n'okwu ọgwụgwọ, ọ kwuru na ọ dị mkpa ka ndị mmadụ gaa…
I nwereike ịbute ọkọ maọbụ ọrịa site n’ụlọmposi?
Mgbe ọbụla ị gafere n'ahịa, ị ga-anụ ebe ndị na-ere ọgwụ mgbọrọgwu na-ekwu okwu ịgwọ ọrịa a sị na-esi n'ụlọ mposi a kpọrọ a kpọrọ 'toilet infection'.
Dịka ha si akọwa, ọrịa a metụtara ọrịa niile gụnyere ọkọ, isi ọjọ, ụfụ ma ọrịa ịnyụ…
Nsogbu dị n’inye nwata ọgwụ ụkwara
Dọkịnta Aggarwal kwuru na ọgwụ nwereike ime ka nwata na-arahụ ụra karaịa etu o kwesịrị. Lee nkọwa ndị ọzọ o nyere:
"Mgbe nke a mere, ọ bụrụ na e nwere ihe tọrọ n'akpịrị ya, ihe ahụ agaghị enweike ịpụta n'ihi na nwata ahụ ga na-arahụ…
Afọ ole ka nwata kwesịrị iru tupu e nyewe ya ọgwụ ụkwara?
Akụkọ dị icheiche apụtala n'ọdị nso a na mba ụwa dị icheiche gbasara etu ahụike ụmụaka si kawanye njọ dịka ha ṅụchara ọgwụ ụkwara.
N'ụbọchị 15 nke ọnwa Disemba ka otu nwata dị afọ abụọ na ọkara kwụsịrị iku ume n'obodo Mumbai na mba India…
“Ọ bụghị gọomentị Abia steeti kwesiri ịkwụ ndị dọkịta ABSUTH ụgwọ”
Otu jikọrọ ndị dọkịnta ekwuola na ha ga-aga abụbụọrụ n'ebe na Naịjirịa niile maọbụrụ na gọọmentị Abia steeti akwụghị ụgwọ e ji ha.
Ha kwuru na gọọmentị steeti ahụ ji ha ụgwọ ọnwa iri abụọ na anọ putara afọ abụo ma jụ ịkwụ ha ụgwọ.…
Ụlọ ọrụ Naijiria na-ahazi nlekọta ahụike efu na Cross River State
Otu na-ahụ maka ọdịmma mmadụ n'okpuru aegis Mediatrix Development Foundation ewepụtala mmemme ahụike n'efu nke ezubere iche maka puku mmadụ atọ na mpaghara ọchịchị Obudu nke steeti Cross River, South-south Nigeria.…
Naijiria ga-edozi PHCs ka ha o were yiee ihe.
Naijiria ga-edozi PHCs ka ha o were yiee ihe.