Browsing Category
Isiokwu
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Ndị Otu Kraịst maka emume ekeresimesi.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Ndị Otu Kraịst maka emume ekeresimesi.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enwetala ihe karịrị ijeri $15 :Mịnịsta nke mgbasa ozi kwuru.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enwetala ihe karịrị ijeri $15 :Mịnịsta nke mgbasa ozi kwuru.
Ndị Omebe Iwu Steeti Rivers Ewepụla Akwụkwọ Achụmnọrụ Megide Gọvanọ Fubara
Ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Rivers ewepụla akwụkwọ nchụpụ e nyere Gọvanọ Siminialayi Fubara.
Onye na-ekwuchitere ụlọomeiwu, Martin Amaewhule kwuru nke a n'ụbọchị Wenezde nke e mere n'ụlọ ezumezu nke ụlọ ọgbakọ dị na Port Harcourt.
Ọkà…
NCFRMI na-ekesa ihe oriri maka ndi ogbenye..
NCFRMI na-ekesa ihe oriri maka ndi ogbenye..
Gọvanọ onye isi ọchịchị mbụ nke Steeti Anambra bụ Maazi Chukwuemeka Ezeife anwụọla.
Gọvanọ onye isi ọchịchị mbụ nke Steeti Anambra bụ Maazi Chukwuemeka Ezeife anwụọla.
Nchekwa ụmụ nwanyị:Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu kwuru.
Nchekwa ụmụ nwanyị:Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu kwuru.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu:ibupụta ụgbọ ala eletrik na Naijiria.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala usoro ọhụụ maka ibupụta ụgbọ ala eletrik di otu naari na Naijiria.
Ms Tariye Gbadegesin:Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere ya dị ka onye isi oche CIF.
Tariye Gbadegesin, onye Naijiria-U.S., abụrụla onye Afrịka mbụ a họpụtara dịka onye isi oche nke Climate Investment Funds (CIF). Ọ ga-ewere ọnọdụ ọhụrụ ya na Maachị 2024.
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere Ms Tariye…
Naijiria Na-Amanye Ndị Ofesi Na-Etinye Ego Na Ngalaba Ngwuputa Ihe
Mịnịsta Naịjirịa na-ahụ maka mmepe ihe nke e gwupụtara n'ala, Dọkịta Oladele Alake, na-achọ ịrata ndị ọchụnta ego si mba ofesi na ọnụ ahịa mmepụta ihe ngwuputa dị ala yana nkwa imelite nchekwa nke ọrụ ngwuputa na ibelata ihe ịma aka nke…