Browsing Category
Isiokwu
Anambra: FRSC adọọla ndị na-anya ụgbọ ala aka na ntị ka ha ghara ịkpọ ekwentị mgbe ha na akwu ugbo…
Onye na-ahụ maka nchekwa okporo ụzọ (FRSC) na steeti Anambra bụ Adeoye Irelewuyi adọọla ndị na-anya ụgbọ ala aka na ntị ka ha zere ịza na ịkpọ ekwentị mgbe ha na-anya ụgbọ ala.
Onye ọchịagha ahụ kwuru okwu site n'ọnụ onye na-ahụ maka…
South South: Ndị agha nwụchiri ndị na-eyi ọha egwu
Ndị agha Naịjirịa anwụchiela ndị na-eyi ọha egwu onu ogugu ha di mmadu iri asaa na isii ebe ndị na-eyi ọha egwu iri anon a ato kwụsịrị na South South geopolitical zone.
Na nkwupụta, Director Defense Media Operations, Major General Edward…
Prezidenti Tinubu kelere Reno Omokri ụbọchị ọmụmụ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Mazị Reno Omokri, onye ode akwụkwọ na onye mmetụta, maka ụbọchị ọmụmụ nke 50th ya.
Na nkwupụta nke onye na-ekwuchitere Onye isi ala, Ajuri Ngelale binyere aka, Onye isi ala Tinubu jara Maazị Omokri…
Ndi uweojii anwụchiela nwoke ji aka ya hazịe ntọ onwe ya
Ọnụ na-ekwuru uweojii Abuja bụ Josephine Adeh, gwara ndi ntaakuo na ọ bụ eziokwu na otu nwoke aha ya bụ Nnandi Agu’m’ ji aka ya hazie ntọ nke ya, o kwuru na ha anwụchịla nwoke ahụ.
Dịka Josephine siri kwu, nwanne Nnandi kpọrọ ụlọọrụ…
Ndị ekperima ahụ gburu Nabeeha atọhapụla ụmụnne ya ise
Ndị ekperima atọhapụla ụmụaka ụmụnwaanyị ise n’ime isii ha tọọrọ n’obobo Bwari dị n’Abuja bụ isi obodo Naịjirịa.
Nke a na-abịa dịka ndị ekperima gbuchara otu nwata n’ime ndị a tọọrọ nke aha bụ Nabeeha n’izuụka gara aga.
Ogbugbu…
Atụọla Mmadụ Iri Atọ Na Asatọ Mkpọrọ Maka Ngagharị Iwe
Ka emechara ngagharị iwe ahụ kpara mkpamkpa na Lafia, isi obodo Nasarawa steeti n'ihi mkpebi ụlọikpe kacha elu kwadoro nhọpụta Gọvanọ Abdullahi Sule, mmadụ iri atọ na asatọ bụ ndị eborola ebubo ma kpọchie ha n'ụlọ mkpọrọ.
Ndị ngagharị…
Gọọmenti Naijiria Na-Enyocha Ntuziaka Mbanye N’ọrụ Iji Nabata Ụmụ Nwanyị N’Ọrụ Agha
Gọọmenti Naijiria ekwupụtala ntụleghachi nke ntuziaka maka mbanye n'ọrụ n'ime Civil Defence, Fire, Correctional and Immigration Services, na-ekwu na site ugbu a gaa n'ihu, pasent iri atọ na ise nke mbanye n'ọrụ bụ nke a ga-ekenye ụmụ…
Enweghị Ọrụ Ngo Ga-Akwụsị N’Oge Ọchịchị Tinubu – Minista
Mịnịsta nke Federal Capital Territory (FCT), Maazị Nyesom Wike, ekwupụtala obi ụtọ na ọ nweghị ọrụ gọọmentị FCT bidoro ga-akwụsị n'oge ọchịchị Onyeisiala Bola Tinubu.
Mịnịsta a kwuru nke a ka ọ gachara legharịa anya n’ụfọdụ ọrụ a…
Ihe Mgbawa Nke Ibadan: Gọvanọ Kwara Kwadoro Nnyocha
Gọvanọ Kwara State ma bụrụkwa Onye isi oche nke Nigeria Governors' Forum NGF, AbdulRahman Abdulrazaq akwadola oku maka nnyocha ebumnobi banyere mgbawa jọgburu onwe ya na akụkụ nke Ibadan, isi obodo steeti Oyo, South Western Region nke…
Ndị agha Naịjirịa 81 Division na-akọwapụta ihe mere mgbọ egbe na mberede
Isi ụlọ ọrụ, 81 Division Nigerian Army (NA), emebiela akụkọ na-eme ngagharị na soshal midia, na-ebo ebubo na otu onye agha nke 35 Artillery Brigade kwụsịrị ndụ ya n'ihi akwụghị ụgwọ nke Ration Cash Allowance (RCA).
Nkwupụta nke osote…