Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Prezidenti Buhari etoola nwafọ ala Naijiria maka ituru-ugo
Onyeisiaala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari etoola onye ji ọkwa dika Executive Director (Networks) of Niger Delta Power Holding Company (NDPHC bụ, Engineer Ifeoluwa Olusola Oyedele,maka ituru-ugo “Voice Achievers African Man of the Year.”…
Ndị tọọrọ tọhapụrụ ndị ome ihe nkiri Nollywood bụ Clemson Cornel, Cynthia Okereke.
ntọhapụ ndị na-eme ihe nkiri Naijiria, Clemson Cornel na Cynthia Okereke...
Etu m si eji ihe na-emetọ obodo eme ka obodo maa mma
Collins Asiegbu bụ nwa okoroọbịa na-eji mkpakara igwe na ọkụ emepụta ihe nka mara mma.
Asiegbu onye Anambra steeti gụrụ 'Fine and Applied' arts na mahadum Nnamdi Azikiwe nke dị n'Anambra Steeti.
Ọ gụchara mahadum n'afọ 2014.
…
Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.
Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba…
Minista mba Russia jere Ethiopia
Onye Minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ bụ, Sergei Lavrov awụchiela isi obodo Ethiopia, Addis Ababa dika njem ikpeazu nke mpaghara Afrika.
Onye minista gosiri ihe onynyo nnabata ya na tweeter
Onye Minista mba Russia…
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria Ada Ameh anwụọla.
Ada Ameh anwụọla.
Funke Akindele kwụsịtụrụ ọrụ ime ihe ekeri maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
Onye na-eme ihe nkiri ama ama na Naijiria, Funke Akindele.
Onye ọkaiwu Naijiria bụ Abubakar Malami lụrụ ada onyeisi ala Buhari.
Abubakar Malami alụrụla Nana Hadiza ada onyeisiala Muhammadu Buhari.
Onyeisiala Buhari na-eme emume onye na-eme ihe nkiri Nollywood Olu Jacobs, n’afọ iri Asatọ.
Onye isi ala Muhammadu Buhari esonyela ọtụtụ nde mmadụ.
Naijiria arịọla ka e weghachi ya ihe ọdịnaala ndị e kwakọọrọ na Britain.
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi gwara gọọmentị Britain ka ha zaa arịrịọ gọọmentị Naịjirịa.