Take a fresh look at your lifestyle.

Minista mba Russia jere Ethiopia

0 868

Onye Minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ bụ, Sergei Lavrov awụchiela isi obodo Ethiopia, Addis Ababa dika njem ikpeazu nke mpaghara Afrika.

Onye minista gosiri ihe onynyo nnabata ya na  tweeter

Onye Minista mba Russia Federation, H.E. Sergey Lavrov, wuchiri Addis Ababa taa maka njem oru na Ethiopia. DPM & FM, H.E. @DemekeHasen nkwa ndi isi ọrụ gọọmenti mba Russian Foreign Minista,wuchiri odo ụgbọelu Bole International Airport. pic.twitter.com/7eMarZmgoz

— MFA Ethiopia (@mfaethiopia) July 26, 2022                                                      
                                                                                                       Njem a bụ maka iji meek a enwe ezi nmekọrita n’etiti mba abụọ,ebe ọtụtụ mba na ekwu okwu emegide mba Russia maka etu ha si akusu mba Ukraine.

Mazi. Lavrov ka ana ele anya n’ọga enwe nzụkọ hana ndi isi ọrụ mba ahụ,ndi diplomatic community, nakwa isi otu Afrika Union Commission.

Nkwado maka nzụkọ Africa-Russia Summit bụ nke ga ewere ọnọdu na Addis Ababa na ngwucha afọa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *