Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Onye na-eme ihe nkiri Nollywood bụ Fadeyi Oloro anwụọla
Onye na-eme ihe nkiri Naijirịa, Arowosafe, onye a ma ama dịka Baba Fadeyi Oloro, anwụọla. Mazị Arowosafe, onye gbara Fadeyi Oloro n'usoro…
ILU IGBO ỤFỌDỤ NKE NA-EGOSI AKPARAMAGWA MMADỤ.
ILU IGBO ỤFỌDỤ NKE NA-EGOSI AKPARAMAGWA MMADỤ.
Mazị Macaroni na-adụ ndị ntorobịa ọdụ ka ha zere agha agbụrụ na ọgba aghara.
Mazị Macaroni na-adụ ndị ntorobịa ọdụ ka ha zere agha agbụrụ na ọgba aghara.
Nigeria Air: President Buhari welitere olile anya
Onye isi ala Muhammadu Buhari na Sọnde na Addis Ababa zutere Girma Wake, onye isi oche ụlọ ọrụ ụgbọ elu Etiopia, n'oge ha gbanwere echiche maka ịrụ ọrụ nke ụgbọ elu Nigeria chọrọ.…
Ụlọ ikpe nyere Simisola mgbapụta nde naira ise
Ụlọikpe ukwu gọọmentị etiti dị na Ikoyi, Lagos, Nigeria, enyela ikike ịgbapụta onye na-eme ihe nkiri Nollywood bụ Simisola Gold, bụ onye nwụchiri maka ịgbasa na ịwụba n'akwụkwọ ego naira ọhụrụ mgbe a na-eme mmemme.…
Pheelz ewepụtala egwu ọhụrụ akpọrọ ‘Guzonyere Gị.’
Pheelz ewepụtala egwu ọhụrụ akpọrọ 'Guzonyere Gị.'
Kelechi Chinwendu ji eserese egosi omenala IGBO.
Kelechi Chinwendu ji eserese egosi omenala IGBO.
Lagos steeti na-achọ nkwado FG iji gbochie idei mmiri
Gọvanọ Legọs steeti bụ Maazị Babajide Sanwo-Olu akpọkuola Gọọmenti etiti ka ha na steeti ahụ gbakọọ aka ka ha na-ebufe nnukwu osimiri ndị dị n'ofe mba ahụ iji gbochie idei mmiri.…
Mgbakọ ndị isi US-Africa: Prezidenti Buhari laghachiri Abuja
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari laghachiri n'Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Amerịka na mba Afrịka. Onye isi ala Buhari, bụ onye metụrụ aka na nku onye isi ala nke ọdụ ụgbọ…
Prezidenti Buhari Awuchiela United States nke America
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari awuchiela Washington DC maka ọgbakọ US-Africa Leaders Summit.
Ọwuchiri na ọdọ ụgbọelu Dulles international airport na isi ụtụtụ ụbọchi Mọnde.
Ọgbakọ a di oke mkpa nke onyeisiala mba US bụ,Prezidenti,…