Browsing Category
Azụmahịa
Onyeisiala Tinubu Akagbuola Ụtụ Isi N’ọrụ Telecom
Onyeisiala Bola Tinubu akwadola ka a kwụsị ụtụ Excise Tax pasentị ise na ọrụ mgbasa ozi na Naịjirịa.
Ọ kwadokwara ka nkwusioru nke Excise Duties na ngwaahịa ndị a na-emepụta na obodo Naijiria.
Onye ndụmọdụ pụrụiche nye Onyeisiala,…
Pinnacle Oil Enugu: Ndị ojiegbe ọ gbara ụlọọrụ a ọkụ? Lee ihe anyị ma
Kepu kepu pụtara n'ekwu na ndị ojiegbe wakporo ụlọọrụ ebe a na-ere mmanụ ụgbọala a kpọrọ Pinnacle Oil dị na New Haven nke Enugwu Steeti n'abalị Tuzde 20 Juun, 2023.
Akụkọ a kwuru na ndị a ji egbe chusasịa ndị mmadụ na gburu gburu ebe a…
Gọọmentị Legọs ebidola ikuri ụlọ dị icheiche na mpaghara ahịa Alaba
Gọọmentị Legọs Steeti amalitela ikuri ụfọdụ ụlọ na mpaghara ahịa Alaba International Market n'ụbọchị Sọnde, dịka ha kwuru na ụlọ ndị ahụ emeela ochie, ma na-achọ ịda ada.
Nke a na-abịa dịka ụfọdụ na-akatọ atụmatụ ikutu ụlọ ndị a, ma…
Aka Na-achịbu CBN, Emefiele Nọ Na Nnyocha
Ndị ọrụ nchekwa obodo Naijiria, DSS ekwenyela na Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Godwin Emefiele na-aga nyocha nke ndị DSS.
Onye na-ahụ maka mgbasa ozi ọha na DSS (PRO), Peter Afunanya, kwuputara n'ozi.
"Ndị Department of…
Onyeisiala Tinubu Akwụsịla Gọvanọ CBN Ọrụ.
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu GCFR akwụsịla Gọvanọ Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Maazị Godwin Emefiele ọrụ ozugbo.
Ọfịs nke odeakwụkwọ gọọmentị nke Federation kwupụtara nkwụsị oru ya n'abalị Fraịde, June 9, 2023.
Onye isi mgbasa…
“Gọọmenti bitere ụgbọelu Nigeria Air ahụ site n’aka ụlọọrụ Ethiopian Airlines”
Onye na-arụ ọrụ dịka onyeisi ụlọọrụ Nigeria Air bụ Dapo Olumide kwuru na ụgbọelu ahụ gọọmentị ji mee ngosi bụ ụgbọelu e bitere n’aka ụlọọrụ Ethiopian Airlines.
Olumide onye kwuru nke n’isi kọmitii ụlọomeiwu na-ahụ maka njem ụgbọelu sị na…
Naijiria Ga-akwalite Azụmahịa Na Mmekọrịta Akụnaụba Na China
Gọọmenti Naijiria adịla njikere ime ka mmekọrịta azụmahịa na akụ na ụba ya na Repọblik nke China dịkwuo mma maka ọdịmma mba abụọ ahụ.
Nke a bụ iji wulite ọnụ ahịa azụmaahịa dị n'etiti Naijiria na China bụ nke kwụrụ n'ihe karịrị ijeri US…
Abụbọ ọrụ NLC, ngagharịiwe na ihe ndị ọzọ nwereike ịdapụta n’izuụka
Ọ bụghịzị akụkọ ọhụrụ na gọọmentị etiti ekwuola na a ga-ewepụ ego mbelata mmanụ ụgbọala na Naịjirịa. Nke a bụrụla okwu akpụ n’ọnụ n’akụkụ dị iche iche ọkachasị dịka okwu mwepụ ego a mere ka ọnụego mmanụ ụgbọala ria oke elu ugbua.
Okwu a…
Ụlọ Ọrụ Nchụta Ego Katsina Steeti Enyela Ndị Ji Ụgwọ Izu Ụka Abụọ
Ụlọ ọrụ Katsina State Internal RevenỤlọ Ọrụ Nchuta Ego ue Service (KIRS), mgbago ugwu Naijiria, enyela ụlọ akụ ndị ji ụgwọ ụtụ isi na ụlọ ọrụ ndị ọzọ na steeti ahụ izu abụọ ka ha weghachi ụtụ isi ha.
Onye isi oche nke KIRS, Surajo…
Ndị ọrụ Maritime ga-amalite ọrụ nrụpụta na Mọnde
Otu Maritime Workers Union of Nigeria nwere egwu na ha ga-amalite ọrụ ụlọ ọrụ n'ụbọchị Mọnde maka ọdịmma ndị otu ha na mpaghara ụgbọ mmiri.
Ndị egwuregwu ụlọ ọrụ na-ekwu na mmechi a chọrọ ga-emetụta ọrụ azụmahịa ha.