Browsing Category
Azụmahịa
Kedu ihe ga-eme ego ndị mmadu n’ụlọakụ Polaris, Keystone, na Union?
Ụlọakụ etiti nke Naijiria (CBN) chụrụ ndị bọọdụ ụlọakụ Keystone, Polaris na Union maka na ha anaghị agbaso ụkpụrụ nakwa ịwụ ụlọ akụ nke etịtị, nakwa ọdịda ọchịchị na ụlọ ọrụ ha.
CBN weputara ndị ọhuru ga e were oche ịlekọta ụlọaku atọ…
Dangote Refinery amalitela ọrụ
Ụlọ na-esika mmanụ agbadị bụ Dangote Oil Refinery amalitela ọrụ n'isi ụtụtụ Fraịde.
Ụlọọrụ ahụ gbara ama a ozi ha zipụtara n'ọbaozi X ụbọchị Satode.
O zi ahụ sịrị,"Nke a bụ nnukwu ụbọchị maka Naijiria. Obi dị anyị ụtọ na anyị ruru…
Ụlọ Ọrụ Ụgbọ Oloko Naịjirịa Ga-Amalite Ọrụ Abalị
Ụlọ ọrụ ụgbọ oloko Naijiria (Nigeria Railway Corporation, NRC) emechiela atụmatụ ịmalite ọrụ abalị tupu nkeji nke abụọ nke afọ 2024.
Onye isi njikwa NRC, Fidet Okhiria, kwupụtara nke a mgbe a na-agba ajụjụ ọnụ.
Ọ malitere, “Ihe…
iweghachi ego crypto : nnukwu uru nyee gọọmentị..
iweghachi ego crypto : nnukwu uru nyee gọọmentị..
Ụlọ nrụpụta mmanụ agbidi na Port Harcourt ga-eme mmanụ agbidi ruru itemmanụ 60,000 kwa ụbọchị mgbe…
Ụlọ nrụpụta mmanụ agbidi na Port Harcourt ga-eme mmanụ agbidi ruru itemmanụ 60,000 kwa ụbọchị mgbe emezi chara ya.
Layo Okeowo:LCCI ga-agbalisi ike n’ ọrụ.
LCCI exco ọhụrụ ga-agbasi mbọ ike maka azụmaahị.
C.B.N: oke ọnụ ahịa na-arị elu na ọnụ ahịa mgbanwe ego a di ugbu a ga-ebelata na 2024.
C.B.N: oke ọnụ ahịa na-arị elu na ọnụ ahịa mgbanwe ego a di ugbu a ga-ebelata na 2024.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu:ibupụta ụgbọ ala eletrik na Naijiria.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala usoro ọhụụ maka ibupụta ụgbọ ala eletrik di otu naari na Naijiria.
Gọọmenti Naịjirịa ekwuola na usoro ụgwọ ọnwa ga-amalite na Eprel 1, 2024.
Gọọmenti Naịjirịa ekwuola na usoro ụgwọ ọnwa ga-amalite na Eprel 1, 2024.
Ọnụ ahịa nri, ngwa nri, na-ebili kwa afọ – NBS
Elekere ọnụahịa nri ahọpụtara maka Ọktoba 2023 nke Narional Bureau of Statistics bipụtara na-egosi na nkezi ọnụ ahịa nri na ngwa nri siri ike edekọla mmụba otu afọ na afọ.
Dabere na akụkọ e bipụtara na webụsaịtị NBS, 1kg tomato bilitere…