Browsing Category
Azụmahịa
Ndị na-eme achịcha, ndị Millers ekwetaghị n’ịkwalite ọnụ ahịa ntụ ọka
Ndị na-eme achịcha n'okpuru ndị otu Premium Bread Makers Association PBAN ekwenyeghị n'ihe ndị na-eme ntụ ọka na-ekwu na e nwebeghị ọnụ ahịa ntụ ọka n'afọ gara aga.
Nke a bịara dịka otu Association of Master Bakers and Caterers of…
Ego mgbasa ozi Twitter na-agbadata ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 50% – Musk.
Ego mgbasa ozi Twitter na-agbadata ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 50% - Musk.
Naijiria Emejupụtala Nkwa Ego N’aka AU
Naijiria emezuola ọrụ ego ya na African Union (AU), site n'ịkwụ ụgwọ n'uju nke onyinye ya e kenyere ya maka afọ 2023.
Emere nchọpụta ahụ na Satọde site n'aka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Ministry of Foreign Affairs, Ambassador Adamu…
Ịda ogbenye na-arị elu: Ụlọ ọrụ UN na-agba ume ịkwụsị ụgwọ.
Ịda ogbenye na-arị elu: Ụlọ ọrụ UN na-agba ume ịkwụsị ụgwọ.
CAF na-ekwupụta mmụba di ukwu n’ ego azụmaahịa.
CAF na-ekwupụta mmụba di ukwu n’ ego azụmaahịa.
Onyeisiala Tinubu Akagbuola Ụtụ Isi N’ọrụ Telecom
Onyeisiala Bola Tinubu akwadola ka a kwụsị ụtụ Excise Tax pasentị ise na ọrụ mgbasa ozi na Naịjirịa.
Ọ kwadokwara ka nkwusioru nke Excise Duties na ngwaahịa ndị a na-emepụta na obodo Naijiria.
Onye ndụmọdụ pụrụiche nye Onyeisiala,…
Pinnacle Oil Enugu: Ndị ojiegbe ọ gbara ụlọọrụ a ọkụ? Lee ihe anyị ma
Kepu kepu pụtara n'ekwu na ndị ojiegbe wakporo ụlọọrụ ebe a na-ere mmanụ ụgbọala a kpọrọ Pinnacle Oil dị na New Haven nke Enugwu Steeti n'abalị Tuzde 20 Juun, 2023.
Akụkọ a kwuru na ndị a ji egbe chusasịa ndị mmadụ na gburu gburu ebe a…
Gọọmentị Legọs ebidola ikuri ụlọ dị icheiche na mpaghara ahịa Alaba
Gọọmentị Legọs Steeti amalitela ikuri ụfọdụ ụlọ na mpaghara ahịa Alaba International Market n'ụbọchị Sọnde, dịka ha kwuru na ụlọ ndị ahụ emeela ochie, ma na-achọ ịda ada.
Nke a na-abịa dịka ụfọdụ na-akatọ atụmatụ ikutu ụlọ ndị a, ma…
Aka Na-achịbu CBN, Emefiele Nọ Na Nnyocha
Ndị ọrụ nchekwa obodo Naijiria, DSS ekwenyela na Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Godwin Emefiele na-aga nyocha nke ndị DSS.
Onye na-ahụ maka mgbasa ozi ọha na DSS (PRO), Peter Afunanya, kwuputara n'ozi.
"Ndị Department of…
Onyeisiala Tinubu Akwụsịla Gọvanọ CBN Ọrụ.
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu GCFR akwụsịla Gọvanọ Central Bank of Nigeria (CBN) bụ Maazị Godwin Emefiele ọrụ ozugbo.
Ọfịs nke odeakwụkwọ gọọmentị nke Federation kwupụtara nkwụsị oru ya n'abalị Fraịde, June 9, 2023.
Onye isi mgbasa…