Browsing Category
Ọrụ ugbo na gburugburu ebe obibi
Ebe obibi ogogo abụọ nke dara na mpaghara Garki, Abuja.
Ebe obibi ogogo abụọ nke dara na mpaghara Garki, Abuja.
Gọọmentị steeti Abịa amalitela ikụrụ ụlọ na ewumewu ndị gbajọrọ iwu
Gọọmentị steeti Abịa amalitela ikụrụ ụlọ na ewumewu ndị gbajọrọ iwu.
WASIL meriri ihe nrite a na ogbakọ 2023 a kpọrọ Afro World Agri-Food.
WASIL meriri ihe nrite a na ogbakọ 2023 a kpọrọ Afro World Agri-Food.
Ụfọdụ ndị ọkachamara ewepụtala ndụmọdụ na usoro iji kwụsị ịje mposi n’ezi.
Ụfọdụ ndị ọkachamara ewepụtala ndụmọdụ na usoro iji kwụsị ịje mposi n’ezi.
Gọvanọ Plateau steeti enyela iwu ka a kụọ hectare ala ubi n’ofe okpuru ochichi nile
Iji kwụọ ndị obodo nwere ahụhụ site na mwakpo ọjọọ ahụ n'ime ọnwa atọ gara aga, Gọvanọ Plateau steeti, Caleb Mutfwang, enyela iwu ka a rụọ ihe karịrị hectare nari itolu nke ala ubi n'ofe ọchịchị ime obodo atọ nke steeti ahụ. N'ime ọnwa atọ…
IFAD nyere ndị ọrụ ugbo Kogi steeti onyinye atọ
Iji kwalite ndụ nke ndị ọrụ ugbo nta, International Fund for Agriculture Development -Value Chain Development Programme (IFAD-VCDP) ekesarala ụfọdụ ndị ọrụ ugbo, ndị na-emepụta ihe na ndị na-ere ahịa na Kogi Steeti.
Kọmishọna na-ahụ maka…
Gọvanọ Soludo meghere ụlọ ọrụ na-emepụta nri na steeti Anambra.
Gọvanọ Soludo meghere ụlọ ọrụ na-emepụta nri na steeti Anambra.
Ihe soo ebute mmetọ ihu eligwe.
Ihe soo ebute mmetọ ihu eligwe.
Steeti Nasarawa Eguzobela Ụlọ Ikpe Mkpanaaka Iji Kpee Ndị na-emebi iwu idebe Gburugburu Ọcha Ikpe
Gọọmenti Nasarawa steeti ehiwela ụlọ ikpe mkpanaka iri atọ na isii n'ime ime obodo iri na atọ dị na kansụl ime obodo iji kpee ndị ejidere na-emebi iwu nchekwa gburugburu ebe obibi nke steeti ahụ.
Onye ode akwụkwọ na-adịgide adịgide,…
Gọọmenti Steeti Ebonyi akwadola akpa fatịlaịza puku iri na atọ maka ndị ọrụ ugbo
Gọọmenti Steeti Ebonyi akwadola akpa fatịlaịza puku iri na atọ maka ndị ọrụ ugbo