Browsing Category
Afịrịka
Sierra Leone chọrọ iweghara ọchichi: E tinyela mmachi ngagharị
Ọgbaghara adaala na mba Sierra Leone dịka akụkọ pụtara na-ekwu na ndịagha chọrọ iweghara ọchịchị n'ike.
Mba ahụ na-ada kata-kata ugbua dịka a na-ekwu na e nwere ndị agha a na enyo chọrọ iwere ọchịchị n' ike.
E tinyela mmachi ngagharị…
Onye isi ala Naijiria:Bola Ahmed Tinubu maka njikọta mpaghara obodo ndi sonyere n’ECOWAS.
Onye isi ala Naijiria:Bola Ahmed Tinubu maka njikọta mpaghara obodo ndi sonyere n'ECOWAS.
A maala pastọ nwe ụlọụka ebe ndị otu ya ji agụụ kwụgbu onwe ikpe
Pastọ Paul Mackenzie na-agbasa ozioma na-ekwugide ịgba ọkwụ mgbochi, ụmụaka ịga akwụkwọ na nkuzi ndị ọzọ megidere teknụzụImage caption: Pastọ Paul Mackenzie na-agbasa ozioma na-ekwugide ịgba ọkwụ mgbochi, ụmụaka ịga akwụkwọ na nkuzi ndị ọzọ…
Muhammed Akinyemi :meriri ma turu ugo onye ntaakụkọ nke afọ a n’Ọdịda anyanwu Afrika.
Muhammed Akinyemi :meriri ma turu ugo onye ntaakụkọ nke afọ a n'Ọdịda anyanwu Afrika.
Niger Republic ewepụtala ọwa mmanụ agbadi .
Niger Republic ewepụtala ọwa mmanụ agbadi .
Ọgbakọ ụmụnwanyi na-emepe na Addis Ababa Ethiopia.
Ọgbakọ ụmụnwanyi nke ndi welitere isi emeghewo na Addis Ababa Ethiopia na oku nke mba Africa iji kwalite ka ha sonye maka mmepe nke kọntinent ahụ.
Ndị agha nọ n’ọchịchị na mba Niger gbochiri Mohammed Bazoum ịgbapụ ọsọ.
Ndị agha nọ n'ọchịchị na mba Niger gbochiri Mohammed BazoumM ịgbapụ ọsọ.
NNUKWU IDE MMIRI NA MBA GHANA.
Nnukwu Idei mmiri etochiela ụlọ ọtụtụ mmadụ na mpaghara Tongu na mba Ghana, ma mee ka ọtụtụ ndị mmadụ gbaa ọsọ ndụ.
Onye isi ala Naijiria na-akasi Libya obi maka oke oke mmiri ozuzo.
Onye isi ala Naijiria na-akasi Libya obi maka oke oke mmiri ozuzo.