Browsing Category
Afịrịka
Ụlọikpe Etiopia ga-ahapụ onye nta akụkọ na mgbapụta.
Ụlọ ikpe Etiopia enyela iwu ka ahapụ onye nta akụkọ Etiopia Amir Aman Kiyaro na mgbapụta ka ọ tụrụ mkpọrọ ọnwa ole na ole n'ebughị ya.
Otu ọkàikpe na isi obodo Addis Ababa, nyere Kiyaro mgbapụta ebe ndị ọka iwu na-ekpebi ma hà!-->!-->!-->!-->!-->…
Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia
Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri kamgbe afọ abụọ gara aga,iji wulita ọnọdu akụlụba.
Imepe ụzọ a bụ nke ụmụafọ Ghana n’ele anya ya kamgbe,bụ ndi atubata ma na!-->!-->!-->…
Ghana gbapụrụ Naịjirịa n’iko mba ụwa afọ 2022 
Ghana na Naịjirịa gbara nhatanha site n'inye onwe ha otu goolu otu goolu.
Mana Ghana tozuru iso gbaa asọmpi Qatar 2022 n'ihi na ha nyere goolu n'Abuja mana Naịjirịa enyeteghị goolu oge ha gara Kumasi n'ụbọchị Fraịde,abali iri abuo na!-->!-->!-->…
Otu Super Eagles adila njikere inabata ndi Black Stars
Otu egwuriegwu Super Eagles nke Naijiria adila njikere inabata ndi ogbo ha bụ,Black Stars nke mba Ghana na asọompi nke ugboro abụọ bụ nke ga ewere ọnọdu n’ama egwuriegwu ukwu MKO Abiola dina Abuja taa bụu Tuuzdee na asọmpi itozu oke iso!-->…
Itozu oke iko mba uwa: mba Ghana na Naijiria agbala onyelawa onyelawa na Kumasi
Otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria hagara ga zute ndi ogbo ha nke mba Ghana n,ama egwuriegwu Baba Yara nke di n Kumasi n’abali ubochi Satoodee,na asompi ntozu oke iko mba uwa.
Ndi out egwu abuo a enweghi ndi nyenwuru ibe goolu,nkea!-->!-->!-->…
Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga n’ụlọikpe
Ụlọikpe Ukwu dị n'Umụahịa, Abia steeti ehighaarịela banyere nnwụchi a nwuchiri Nnamdi Kanu na mba Kenya nke ndị ọkaiwu ya gbara gọọmentị Naijiria gaa abalị iri abuo na asaa ọnwa Eprel afọ 2022.
Nkea bụ dịka akwụkwọ ozi Aloy Ejimakọr!-->!-->!-->…
Ihe ndị nne ala Naijiria ji bụrụ ‘ọkaibe’
Ụbọchị ncheta ndị nne na-abụ nnukwu emume n'ụlọụka nakwa ụfọdụ ezinaụlọ.
Nke a emeela ka ụfọdụ ndị na-ajụ "oge ọbụla unu akpụrụ ụbọchị ncheta ndị nne n'ọnụ, ụbọchị ncheta ole ka ndị nne nweziri?"
Mana ụbọchị ncheta ndị nne ole ka e!-->!-->!-->!-->!-->…
Afrịka iji gbaa ụmụaka nde itoolu ọgwụ mgbochi ọrịa polio.
A malitere ịgba ihe karịrị nde ụmụaka itoolu ọgwụ mgbochi ọrịa polio n'izu a na mba anọ ndịda na ọwụwa anyanwụ Africa ka ekwenyechara na ntiwapụ na Malawi.
Mgbasa ọgwụ mgbochi mberede malitere na Malawi, ebe a na-enye ụmụaka ọgwụ!-->!-->!-->!-->!-->…
UN:ETOOLA MBA ETHIOPIA MAKA IWEBATA UDO.
Odee akwụkwọ gburugburu nke UN bụ Maazi António Guterres etoola mba Ethiopai etu ha si agba mbọ iweta udo na be ha ka ha nugoro agha ogologo oge.
Maazi Guterres gwara onyeisi African Union, AU, site n’aka onyisi ha nke mba!-->!-->!-->!-->!-->…