Browsing Category
Afịrịka
Ndi nnupuisi mba Cameroon atọrọla otu sinetọ 
Otu onye sinatọ nke otu pati n’achiachi n’mba Cameroon ka atọrọ na mpaghara ndi n’asụ bekee bụ ndi ji aka kewapu onwe ha,ka osi siri kwuo.
Elizabeth Regina Mundi ka atoro n’ubochi Satoode yana onye okwu ugboala ya na mpaghara!-->!-->!-->…
Ka aga esi gba asompi mbauwa-Qatar 2022
Otu n’ahu maka egwuriegwu mbauwa akporo FIFA emela ka amata ka oke ga esi gba n’asompi mbauwa nke Qatar 2022
Group A: Qatar, Ecuador, Senegal, NetherlandsGroup B: England, Iran, USA, Wales/Scotland/UkraineGroup C: Argentina, Saudi!-->!-->!-->…
Prezidenti Buhari eruola uju maka ọnwụ Kibaki 
Onyeisiala bu Muhammadu Buhari ekwuputala obi nwute ya banyere onwu Mazi.Mwai Kibaki bu onye jibu okwa dika onyeisiala mba Kenya,ma kasie goomentina ndi mba Kenya maka onwu Mazi. Mwai Kibaki bu onye nwuru n’ubochi Satoode.
Dika Buhari!-->!-->!-->…
Otu egwuriegwu Ivorian football federation ahọpụtala onyeisi ọhụrụ
Otu na ahụ maka egwuriegwu nke akpọrọ Ivorian Football Federation (FIF),ahọpụtala onye oji ego acho ega bụ, Idriss Diallo dika onyeisi ọhụrụ site na ntuliaka ha mere n’isiobodo ha bụ Yamoussoukro ebe Didier Drogba ka ahọpụrụ na agba nke!-->…
Ihe emume Easter pụtara nye ndi otu Kristi
Ndi otu ụka Kristi n’uwa gba gburugburu kwenyere na ụbọchi Easter bụ ụbọchi emume ncheta mbilite n’ọnwụ nke Jesu Kristi.!-->…
Eya Guezguez nke mba Tunisia anwụọla ka ụgbọ ya kpuru
Onye okwu ụgbọ mba Tunisia bụ, Eya Guezguez,bụ onye soro na ihe egwuriegwu Tokyo Olympics n’afọ gara aga,anwụọla na dika ọgbara afọ iri na asaa nwuru ka ụgbọ oji akwado kpuru ya na ejima nwanne ya nwanyi bụ Sarra,bukwa onye meruru ahụ,!-->…
Prezidenti Buhari etoola Ban Ki-Moon
Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala obi ụtọ ya nye onye jibu ọkwa dika ode akwụkwọ-ukwu nke otu gikọrọ mba ụwa akpọrọ United Nations bụ, Ban Ki-Moon maka mbọ ọgbara na agamn’ihu,ọnọdụ akụlụba nakwa nmepe obodo anyi.
Onyeisiala bụ!-->!-->!-->…
A tọhapụrụ onye bụbu onye isi ala Burkina Faso n’ụlọnga.
Onye isi ala Burkina Faso a chụrụ n'ọrụ bụ Roch Kaboré ekwela ka ọ laghachi n'ụlọ ya na isi obodo, Ouagadougou, gọọmentị ndị agha kwuru .
“Maazị Kaboré nọ n'ụlọ mkpọrọ n'ime ụlọ ministri dị n'isi obodo kemgbe Jenụwarị mgbe a 'chụpụrụ'!-->!-->!-->…
Ndị na-eme ngagharị iwe Sudan akwadoro maka ngagharị iwe na 6 Eprel.
Ndị na-eme ngagharị iwe ndị Sudan na-akwado ọchịchị onye kwuo uche ya na-akwado ime emume Eprel 6 nke atọ nke ịnọdụ ala na mpụga isi ụlọ ọrụ ndị agha na Khartoum nke mechara mee ka achụpụ onye isi ala mbụ Omar al-Bashir.
Ndị na-eme!-->!-->!-->!-->!-->…
Sudan adila njikere ime ngaghari iwe n’abali isii nke Apri
Ndi Sudan nke chọrọ ọchichi onyekwucheya adila njikere ime ngaghari iwe n’abali isii nke ọnwa Epril nke ugboro atọ bụ nka aga eme n’ihu isi ụlọ ọrụ ndi agha dina Khartoum,onye ndu ha bụ onye jibu ọkwa onyisiala bụ,Prezidenti Omar al-Bashir!-->…