Browsing Category
Afịrịka
Ifeanyi Alumona bụ onyeisi ojii mbụ ritere ntụrụugo AFS
Ifeanyị Alumona bụ onyeisiojii mbụ ritere ntụrụugo nke AFS Award for Young Global Citizens.
Alumona bụ onye Afrika mbụ ritere nke a kamgbe afọ 1914.
Alụmona onye Enugwu steeti nke dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naijirịa kwuru na ọ bụ…
DR Congo akọpụtala ọrịa Ebola ọhụrụ
Ndị ọchịchị na Democratic Republic of Congo ekwupụtala mmalite nke Ebola.…
Naijiria etoola onyeisiala mba Kenya ọhụrụ, Ruto
Onyeisiala Naijiria bu, Muhammadu Buhari etoola onyeisiala mba Kenya, William Ruto,dika onwetara nmeri na ntuliaka nke ha mere n’abali asatọ nke onwa August afọ, 2022.
O gara n’ihu too ndi mba Kenya maka ihu na emere ntuliaka n’ụzọ…
Qgbunigwe agagbuola ndi agha iri na ise na Burkina Faso
Opekatampe ndi agha iri na ise bun di mgbo ogbunigwe gbagburu n’mpaghara Bam province na Burkina Faso.
Ndi agha kwuru na ogbunigwea bgbarar ka ugboala riri ya elu ,ma gbuo otutu ndi mmadu ebe nke abuo gbara ka ndi mmadu choro iji zoputa…
US Secretary awuchiela mba DR Congo
Onye US Secretary of State bụ, Antony Blinken awuchiela Kinshasa bụ isi obodo DR Congo.
Dika ọwuturu na ọdọ ụgbọelu N’Djili International Airport, Blinken zutere Prezidenti Felix Tshisekedi na ndi nnọchite anya mba abụọ a.…
Prezidenti Buhari etoola nwafọ ala Naijiria maka ituru-ugo
Onyeisiaala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari etoola onye ji ọkwa dika Executive Director (Networks) of Niger Delta Power Holding Company (NDPHC bụ, Engineer Ifeoluwa Olusola Oyedele,maka ituru-ugo “Voice Achievers African Man of the Year.”…
A rụọla Cyril Ramaphosa aka n’ebubo nrụrụaka na mpụ
Ebubo nrụrụaka na mpụ adapụtala n’isi Cyril Ramaphosa bụ onyeisiala mba Saụt Afrịka dịka ụlọọrụ na-ebuso mpụ agha na mba ahụ bụ Public Protector si kwuo.
Ebụbọ a kwuru na Ramaphosa si n’ụzọ iwu akwadoghị ma kwụọ ụgwọ aka azụ ịhụ na…
CAF ehighariela asọmpi ntozuoke AFCON
Otu Confederation of African Football (CAF)kwuru n’ụbọchi ụka na ehighariela asọmpi ntozuoke iko mba Afrika (Africa Cup of Nations (AFCON)bụ nke ekwesiri igba n’ọnwa Septemba,iji nye ohere maka mba Afrika ndi tozuru oke iso zọọ iko mba uwa…
MuhammaduBuhari akpọkuola ndị isi ọdịda anyanwụ Afrịka ka ha mee ike ha niile iji hụ na e mere…
Buhari akpọkuola ndị isi ọdịda anyanwụ Afrịka ka ha mee ike ha niile iji hụ na e mere ntuliaka....
Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.
Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba…