Browsing Category
Afịrịka
Gambia toro ụkpụrụ nkwukọrịta Naijiria
Mịnịsta na-ahụ maka nzikọrịta ozi na akụ na ụba dijitalụ nke Gambia, Ousman Bah etoola nnukwu ọganihu Naijiria na usoro telecom na-ekwu na ọ ghọrọ ebe ntụaka mba ndị ọzọ.…
Namibia na-arịọ ka ha na Jamanị nwee mkparịta ụka gbasara ogbugbu mkpochapụ.
Namibia na-arịọ ka ha na Jamanị nwee mkparịta ụka gbasara ogbugbu mkpochapụ.
Onye isi ala Kenya ga-edu ndi’ọchịchị ọhụrụ n’iyi ọrụ.
Onye isi ala Kenya ga-edu ndi'ọchịchị ọhụrụ n’iyi ọrụ.
Chad kwuputara iwu mgbochi ngaghari n’obodo atọ.
Chad kwuputara iwu mgbochi n'obodo atọ.
Ọtụtụ puku ndị Etiopia jụrụ ile ule mba ahụ.
Ọtụtụ puku ndị Etiopia jụrụ ile ule mba ahụ.
Lesotho tụrụ vootu na ntuliaka ndị omeiwu.
Lesotho tụrụ vootu na ntuli aka ndị omeiwu.
Ụlọ akwụkwọ Ivory Coast na-achụpụ ndị enwetaghi ezigbo akara , iji kwalite akara ule.
Ụlọ akwụkwọ Ivory Coast na-achụpụ ndị enwetaghi ezigbo akara , iji kwalite akara ule.
US-South Africa kwere nkwa ime ka mmekọrịta ha sie ike.
US-South Africa kwere nkwa ime ka mmekọrịta ha sie ike.
William Ruto emeriela n’ụlọ ikpe dịka Onyeisiala ọhụrụ nke mba Kenya
Ụlọikpe kachasị na mba Kenya ekpebiela na ntuliaka ọkwa onyeisiala nke e mere n'ọnwa Ọgọst 2022 dabara adaba.
Nke a pụtara na mkpọpụta a kpọpụtara William Ruto dịka onye meriri ntuliaka ahụ bụ eziokwu.