Browsing Category
Afịrịka
Guinea :Ndị uwe ojii na agọnarị mmadụ asaa e gburu n’oge ngagharị iwe
Ndị uwe ojii na Guinea agọnarị mmadụ asaa e gburu n'oge ngagharị iwe
Naịjirịa akpọlatala ihe ruru mmadụ nari asato ọzọ site na mba Sudan
Ụfọdụ ụmụafọ Naịjriịa ọzọ bụ ndị tọburu na Sudan atụọla ụkwụ n’ọdụ ụgbọelu Abụja. Ndị a lọghachitere Naịjirịa n’ụbọchị Sọnde, abalị asaa nke ọnwa Mee. 2023.
Nke a so agba nke anọ na amịta mkpụrụ n’atụmatụ mkpọlata ụmụafọ Naịjirịa tọrọ…
Onye isi ala US Biden nyere ikike mmachi megide Sudan.
Onye isi ala US Biden nyere ikike mmachi megide Sudan.
Anyị ka na-eche ụgbọala bọọsụ ga-ebupụ anyị, enweghi onye anyị hụrụla – Nwa akwụkwọ Naijirịa na…
Otu nwata akwụkwọ Naijirịa bi na Sudanma na-agụ akwụkwọ na mahadum Nahda College onye na-achọghị ka a kpọọ aha ya gwara ndi ntaakuko n’ehihe Tuzde a na ha natara ozi n’aka gọọmentị Naijirịa ka ha gbakọta n’otu ebe bụ ebe a sị ụgbọala bọọsụ…
Nwoke ọ ga-aza aha nna nwunye ya n’ala Igbo?
Nwoke ọ ga-aza aha nna nwunye ya n'ala Igbo?
Mba ndị ọzọ dị n’Afrịka ga-akwado ọgwụ mgbochi ịba.
Mba ndị ọzọ dị n'Afrịka ga-akwado ọgwụ mgbochi ịba.
Naijiria katọrọ ọgbaghara na Sudan
Onye isi ala Naijiria bu, Muhammadu Buhari katọrọ ọgbaghara nke dara na Satọde na Khartoum, isi obodo Sudan, n'etiti ndị agha na ndị agha, Rapid Support Forces, RSF na-ekwu na agha na-aga n'ihu adịghị anabata.
N'ikwu okwu n'oge nleta nke…
Ọgbaaghara egbuola otutu mmadụ na mba Sudan
Ọgụ dapụtara n'etiti ndị otu agha abụọ na mba Sudan egbuola ihe ruru mmadụ iri ise na isii ebe mmadụ nari ise na iri itolu na ise merụrụ ahụ ọkachasị n'ịsị obodo Khartoum mba ahụ.
Ọ bụ okwu maka ịnyefe ọchịchị n'aka ndị nkịtị bidoro…