Ihe mere Soludo jiri họpụta Ezekwesili na ndị ọzọ
Charles Chukwuma Soludo ahọpụtala Oby Ezekwesili na ndị ọzọ dịka kọmitii ga-enyefe ya ọchịchị a kpọrọ 'transition!-->…
Ụmụaka atọ anwụọla ebe ihe karịrị mmadụ 18 merụrụ ahụ n’ụlọ dara na Delta Steeti
Ụlọ a dara n'ụbọchị iri na otu nke ọnwa Jenuwarị afọ 2022 n'ihe dịka elekere ise nke mgbede.
Aniagwu kwuru na!-->!-->!-->…
EFCC nwetara ego di N152bn, $386 million n’afo 2021
Ụlọ ọru Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha nwetara njeri naira otu nari iri ise na abụọ!-->…
Mmadu 422 bụ Ndi butere ọria COVID-19 ọhụrụ
Ọnụ ọgụgụ ndi nwetara ọria COVID-19 n’ala Naijiria di mmadu nari anọ,iri abụọ na abụọ ka ọdi ugbua.
Ọbụ ndi ụlọ!-->!-->!-->…
Sienate Prezidenti, n’ogbo ya eruola uju maka ọnwụ Shonekan
Prezidenti nke Naijiria Sineti bụ, Ahmad Lawan,eruola uju maka ọnwụ onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Chief Ernest!-->…
AFCON 2021: otu Super Eagles emeriela ndi Pharaoh’s nke Egypt
Otu egwu Super Eagles nke Naijiria emeriela ndi Pharaohs nke mba Egypt site na igba ha otu ọkpụ!-->…
Maritime Agency na NDLEA akwadola inwe ezi nmekọrita
Ulo oru Nigerian Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA) na National Drug Law Enforcement Agency!-->…
Prezidenti Buhari n’enwe nzukọ ya na onye ndu APC na Abuja
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari n’ enwe nzukọ ugbu a yana onye ndu otu All Progressives Congress (APC)bụ, Bola!-->…
AFCON 2021: NFSC awuchiela Garoua ikwado Super Eagles
Ihe kariri mmadu nari ise bụ ndi otu nkwado akpọrọ Nigeria Football Supporters Club (NFSC)awuchiela!-->…
Buhari ga eje steeti Ogun n’ụbọchi tọọzde
Onyeisiala Naijiria bụ Prezidenti, Muhammadu Buhari ka ana ele anya n’ọga awuchi na steeti Ogun,mpaghara!-->…