Take a fresh look at your lifestyle.

Buhari ga eje steeti Ogun n’ụbọchi tọọzde

0 817

Onyeisiala Naijiria bụ Prezidenti, Muhammadu Buhari ka ana ele anya n’ọga awuchi na steeti  Ogun,mpaghara South-West nke ala Naijiria na ụbọchi toozdee bụ  abali iri naatọ nke ọnwa, January afọ 2022.

Onyeisiala ga eji ogea gbapee ọtụtụ ọrụ nke  aka n’achi steeti a bu Gọvanọ  Dapo Abiodun rụrụ.

Aga anabata onyeisiala na ogige Gateway City Gate Monument Park, nke dina Sagamu, ma ọkụọ elekere iri nke ụtụtụ bụkwa ebe ọga agbape ọrụ mbụ.

Dika onye  Chief Press Secretary nye  gọvanọ a bụ,mazi ọ Kunle Somorin, “obughi nani oru Gateway City Gate,kama otutu oru gunyere okporouzo Ijebu-Ode Mojoda-Epe expressway na l obibi di: 527-unit low na medium Kobape Housing scheme Kobape nakwa  highbrow,di 83 duplexes dina  Kings Court Estate dina Oke Mosan, Abeokuta, isi obodoa”.

Somorin kwuru na ana ele anya n’ndi mmadu ga abia ma okuo elekere itolu ma ruwe isi nya iwuCovid-19.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *