Kọmishọna steeti Ogun na-achọ ka ndị ntorobịa tinye aka n’ịkụ azụ̀
Kọmishọna steeti Ogun na-ahụ maka ụlọ ọrụ, azụmaahịa na itinye ego, Oriakụ Kikelomo Longe, dụrụ ndị ntorobịa ọdụ ka ha chọpụta ohere dị n'ịkpa azụ̀ ka ha wee nwee ike were ha n'ọrụ.…