Bishọpụ achụọla ụkọchukwu Katọlik na-azọ Gọvanọ na APC ọsọ
Bishop ụka Katọlik nke dayọsis Gboko bụ William Avenya enyela Fr Hyacinth Alia ntaramahụhụ site n'ịkwụsị ya ọrụ!-->…
Ndi n’azọ ọkwa onyeisiala na APC si owuwanyanwu chọrọ ka akwado onye Igbo
Ndi si mpaghara ọwụwanyanwļ nke ala Naijiria azọ ọkwa onyeisiala n’otu All Progressives Congress, APC chọrọ ka!-->…
Manchester City eburula iko Premier League nke 2021/2022 
Otu egwu Manchester City eburula iko Premier League nke ugboro anọ n’ime afọ ise,dika ha nyere Aston Villa ọkpụ!-->…
Onye Ondo minority leader dara ntuliaka imeụlọ nke PDP
Rasheed Elegbeleye,ji ọkwa dika onye Minority Leader nke ulo omiwu Ondo House of Assembly adala ntuliaka imeụlọ!-->…
Prezidenti Buhari esila mba UAE loghachite Abuja
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari alọghachila Abuja,dika ọnọchara abali abụọ n’mba United Arab Emirates bụ!-->…
Onyeisiala akọlitela ọkanmụta Simbine dika onye Director-General nke NISER
Prezidenti Muhammadu Buhari akpolitela Professor Antonia Taiye Simbine dika nwanyi mbu ga abu Direckto-General nke!-->…
Najiiria ga-enwe ezigbo nmekọrita hana mba UAE
Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala njikere ya igba mbo hu na enwere ezi nmekorita n’etiti Naijiria na!-->…
Prezidenti Buhari akpọlitela Semiu Adeniran dika Statistician-General nke gọọmenti…
Onyeisiala mba Naijiria bụ, Muhammadu Buhari, akpọlitela Mazi Semiu Adeyemi Adeniran dika onye substantive!-->…
Eucharia Anunobi ekwuola nke bụ eziokwu gbasara akụkọ agbamakwụkwọ ya na-ewu ugbua.
Dịka a akụkọ a siri kwuo, ya bụ agbamakwụkwọ kwesiri ịdị n'etiti ya na otu nwaokorobịa gbara afọ iri abuo na asaa!-->…
NSCDC azọpụtala ụmụnwanyi anọ ma jide ndi ntọri na Kwara 
Nwanyi gbara afọ iri atọ na asaa bụ onye ntọri nke aha ya bụ,Gift Rita ka anwụchiri bụ ndi Nigerian Security and!-->…