Take a fresh look at your lifestyle.

PTAD kwere nkwa ịkwụsị mmemme na-agwụ  ike maka ndị ezumike nka.

Bilikisu Halilu Pai Depụtara ya na Bekee.

0 593

PTAD kwere nkwa ịkwụsị mmemme na-agwụ  ike maka ndị ezumike nka.

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbanwe  ezumike nka (PTAD), ekwela nkwa ịkwụsị mmemme na-agwụ ike, nke siri ike ma dị oke ọnụ maka ndị a na-akwụ ụgwọ ezumike nka n’okpuru atụmatụ (Define benefit scheme)(DBS).

Onye odeakwụkwọ ukwu nke PTAD, Dr. Chioma Ejikeme, bụ onye kwere nkwa ahụ n’Abuja kwuru na ,”m ndi ndụ  nkwenye nkwọta “bụ nke ndị directorate hiwere n’October 2021 dị ka mmemme “pilot” maka ndị ọrụ ezumike nka di 50,000, nọgidere na-esote nzọụkwụ dị mkpa ezubere iji n’ịhụ na ndị na-akwụ ụgwọ ezumike nka na ndị agadi bụ ndị jerela ozi na mba ahụ, nwere ike ịnụ ụtọ ụgwọ ezumike nká ha, ghara ita tara ahụhụ  tupu ha enweta ihe nketa ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *