Amerịka egbuola Ayman al-Zawahiri onyeisi ndi al-Qaeda
Mba Amerịka egbuola onyeisi otu ndị agha nnupụisi nke al-Qaeda, bụ Ayman al-Zawahiri dịka ogbunigwe ụgbọelu ha…
A rụọla Cyril Ramaphosa aka n’ebubo nrụrụaka na mpụ
Ebubo nrụrụaka na mpụ adapụtala n’isi Cyril Ramaphosa bụ onyeisiala mba Saụt Afrịka dịka ụlọọrụ na-ebuso mpụ agha…
Asuu adọtịala abuboọrụ ha ruo izu ụka anọ ọzọ
Otu jịkọrọ ndị nkuzi mahadum bụ Academic Staff Union of Universities (Asuu) adọtịala abụbọ ọrụ ha na-agba ruo izu…
Ka ideba aha ọhụrụ si gaa n’ala anyi-Inec
Dịka ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Inec n'ịchafụ kwụsịrị ndebanye aha maka akwụkwọ ikike ịtụ vootu, ha kwuru na…
I kwesịrị ịma maka Zack Orji
Zack Orji bụ onye ejije Nollywood a ma ama bụ onye ọtụtụ kpụ n'ọnụ ugbua na soshal midia. Orji ekwuola na ya anaghị…
Etu e si tigbuo Alika Ogorchukwu n’Italy
Ndị uweojii mba Italy anwụchiela nwoke a sị na ọ bụ ya ji aka tigbuo nwa afọ Naijiria na mba Italy nna ngwucha…
CAF ehighariela asọmpi ntozuoke AFCON
Otu Confederation of African Football (CAF)kwuru n’ụbọchi ụka na ehighariela asọmpi ntozuoke iko mba Afrika (Africa…
Ntuliaka 2023: Agwara ndi ntorobia ka ha kwado ezi onye ọchichi
Otu kwuru na nke onwe ya akpọrọ Messengers of Peace Advocacy group n’olu bekee agwala ndi ntorobia ala Naijiria ka…
Ntuliaka Ebonyi: APC emeriela na okpuru ọchichi iri na atọ
Ntuliaka nke okpuru ọchichi emere na Steeti Ebonyi, ụlọ ọrụ n’ahụ maka ntuliaka elu nke akporo (Ebonyi State…
Etu m si eji ihe na-emetọ obodo eme ka obodo maa mma
Collins Asiegbu bụ nwa okoroọbịa na-eji mkpakara igwe na ọkụ emepụta ihe nka mara mma.
Asiegbu onye Anambra…