Ndị nkuzi praịmarị FCT kwụsịtụrụ abuba ọrụ
Otu Federal Capital Territory Wing nke otu ndị nkuzi Naijiria (NUT), akwụsịla ọrụ abụbọ ọrụ akaghị aka nke ndị…
Ụlọikpe Kasị Elu kwadoro ikpe na esemokwu Gọvanọ Adamawa
Ụlọikpe Kasị Elu na Naijiria ewepụtala ikpe na mkpesa ndị otu All Progressive Congress (APC) na onye na-akwado ha…
Naijiria ga-ewepụta kọmitii ileba anya na kacha nta ụgwọ ọnwa
Gọọmenti Naijiria ga-ewepụta otu kọmitii mmadụ iri atọ na asaa na-ahụ maka ụgwọ ọnwa kacha nta nke mba nwere ikike…
ECOWAS ka ga-anata ọkwa sitere na mba ndị otu
Òtù Economic Community of West African States (ECOWAS) Commission azaghachila ọkwa tụrụ anya na a na-agbasa na…
Ihe karịrị 8.3% ekpenta ọhụrụ a hụrụ n’ime ụmụaka na-erubeghị afọ iri na ise…
Dị ka data ọhụrụ sitere na National Committee on the Nlected Tropical Diseases of the Nigerian Medical Association…
Naijiria, Bulgaria ime ka njikọ mmụta dị n’etiti ha dịkwuo omimi
Mịnịsta na-ahụ maka agụmakwụkwọ bu, Okanmuta Tahir Mamman, ekwupụtala njikere Nigeria dị ime ka mmekọrịta dị…
Minista na-aro Gọvanọ Kogi steeti maka ezi nchekwa dị mma
Onye minista na-ahụ maka mmepe igwe nke Naijiria, Prince Shuaibu Audu, akpọkuola Gọvanọ Ahmed Ododo nke Kogi steeti…
NIMASA kwere nkwa inye mmeputa nmanu Dangote ezi nkwado
Onye isi nchịkwa, National Maritime Administration and Safety Agency (NIMASA), Bashir Jamoh, ekwela nkwa nkwado nke…
Gọọmentị Naijiria, IFAD-VCDP na-akwado ndị ọrụ ugbo n’oge ọkọchị
Gọọmenti etiti Naijiria/ International Fund for Agricultural Development Programme (VCDP) na-enyere ndị ọrụ ugbo…
Legọs, Gọọmenti China na-eme ụmụaka ịwa anya n’efu
Mịnịstrị na-ahụ maka ahụike na steeti Legọs na ndị Consulate nke People’s Republic of China emeela ịwa anya n’efu…